Anikulapo
Ihe nkiri Naijiria nke Kunle Afolayan 2022
Aha nna
dezieAnikulapo bụ aha nna a ma ama na Naịjirịa. Ọ bụ ndị Ezinụlọ Ransome-Kuti na-aza ya. Ndị ama ama na-aza aha nna a gụnyere:
Ezinụlọ Ransome-Kuti
dezie- Fela Aníkúlápó-Kuti (1938-1997), onye egwu Naijiria na onye na-eme ngagharị iwe
- Olufemi Anikulapo Kuti (amụrụ n'afọ 1962), onye egwu Naijiria
- Funmilayo Anikulapo-Kuti (1900-1978), onye nkuzi na onye na-eme ngagharị iwe na Naijiria
- Oluseun Anikulapo Kuti
- Yeni Anikulapo-Kuti (amụrụ n'afọ 1961), onye na-agba egwu na onye na-agụ egwu na Naijiria
Ndị ọzọ
dezie- Jahman Anikulapo (amụrụ n'afọ 1963), onye nta akụkọ Naijiria