Zack Orji
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
---|---|
ụdịekere | nwoke |
mba o sị | Naijiria |
Aha ọmụmụ | Zachee Ama Orji |
aha enyere | Zack, Zach |
aha ezinụlọ ya | Orji |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1960s, 30 Ọktoba 1960 |
Ebe ọmụmụ | Libreville |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa, French language |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, omee, onye na-emeputa ihe nkiiri |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
ebe agụmakwụkwọ | University of Nigeria |
ogo mmụta | bachelor's degree |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1991 |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ihe nkiri | Nneka the Pretty Serpent, Glamour Girls, Love Castle, Our Jesus Story, Women's Cot |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Zachee Ama Orji, onye a mụrụ na Libreville, Gabon, n'afọ 1960, bu onye omee ejije, onye isi, onye na- emeputa ihe na onye na ahazi ejije.
Orji bụ onye gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Nigeria, Nsukka. N'ihi na otolitere na Cameroon, Benin na Togo, ọ na-asụ ma Bekee na French nke ọma. [1] Ihe nkiri mbụ ya bụ n'afọ 1991, nke aha ya bụ Unforgiven Sin. Site n'ajụjụ ọnụ ya na Nollywood Post, Orji kwuru ka o siri nweta onye isi n'ejije ahụ n'emeghị ihe nwale ọ bụla . [2] Kemgbe ahụ, Orji esorola mee ejije dị iche iche ma bụrụkwa onye a ma ama na Nollywood ugbu a.
Ọ lụrụ Ngozi Orji nke nwere ụmụ atọ ma biri na Nigeria.
Zack Orji mere mmalite nduzi ya n'afọ 2000, na ejije a kpọrọ WEB nke e gosipụtara onwe ya na onye omee ejije si mba Ghana aha ya bụ , Kalsoume Sinare . ejije ahụ meriri dị ka ihe nkiri mmekorita kacha mma na onyinye Ghana nke afọ 2001.
Ihe nkiri
dezie- Cot Ụmụ nwanyị
- Nnukwu Obodo [3]
- Nneka The Pretty Agwọ [3]
- Ihu dị ụtọ [3]
- Akụkọ Jizọs anyị
- Asimo
- Olileanya efu
- Ịhụnanya Castle
Edensibia
dezie- ↑ FALED PRODUCTION LIMITED Zack Orji. www.faledproductionlimited.com. Archived from the original on 2016-03-03. Retrieved on 2018-01-03.
- ↑ Streaming is the next level for Nollywood – Zack Orji. Nollywood Post. Archived from the original on 2020-10-19. Retrieved on 2019-10-18.
- ↑ 3.0 3.1 3.2 Zack Orji. IMDb. Retrieved on 2021-09-02.