Tochukwu Oluehi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoTochukwu Oluehi Dezie
Aha enyereTochukwu Dezie
aha ezinụlọ yaOluehi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Mee 1987 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaNigerian English Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
ebe agụmakwụkwọMillenium Secondary School, Egbeda Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaCatholicism Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2008 Summer Olympics, 2019 FIFA Women's World Cup, 2007 FIFA Women's World Cup Dezie

Tochukwu Oluehi (amụrụ na 2 Mee n'afọ 1987 ) bụ onye Naijiria nke na agba bọọlụ na-egwuri egwu dika onye nche nke ndi Spen Segunda División Pro klọb CD Pozoalbense na ndi otu ụmụnwaanyị Naijiria .

Ọrụ dezie

Klọb dezie

Oluehi gbara bọọlụ Bobruichanka Bobruisk n'afọ 2013–14 UEFA Champions League . N’ọnwa Eprel n'afọ 2016, Oluehi na onye agbata obi ya bụ Cecilia Nku hapụrụ Rivers Angels iji sonye ọgbakọ Norwegian Toppserien Medkila IL . [1] O gwuru Medkila egwuregwu iri abụọ na otụ[2] tupu ọ laghachite na Rivers Angels [3] ma kemgbe afọ 2017 ọ bụ onye isi otu egwuregwu, nke Angel. [4]

Mba dezie

O gwụọla egwu ugboro atọ nke FIFA World Cup na otu oge egwuregwu Olimpik maka ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị naijiria . [5]

Ebe m si nwete dezie

  1. "Super Falcons’ Nku, Oluehi Join Norwegian Club", Complete Sports Nigeria, 14 April 2016. Retrieved on 18 July 2016.
  2. Tochukwu Oluehi - Profil - Norges Fotballforbund
  3. Oluehi the hero as Rivers Angels lift AITEO Cup | ACLSports. Archived from the original on 2021-03-05. Retrieved on 2020-11-17.
  4. Rivers Angels captain Tochukwu Oluehi
  5. Tochukwu Oluehi NBC Olympic biography

Njikọ dị na mpụga dezie

  • Tochukwu Oluehi – FIFA competition record
  • Tochukwu Oluehi – UEFA competition record