Open main menu

The Gambia (Gambia), nke ana-kpo kwa, Republic of the Gambia, bu otu obodo no na Afrịka. Mádu jùrù ya nke 1,882,450 (2013; census).[3] O no n'etiti Senegal.

Republic of The Gambia
(The Gambia)
Íshí ocheBanjul
Largest city Serekunda
Asụsụ obodo Bekee
Area
 -  Total 10,689 km2 
4,007 sq mi 
 -  Water (%) 11.5[1]
Population
 -   census 1,882,450 (2013)[2] 
Currency Dalasi (GMD)
Time zone GMT (UTC±0)
Banjul bụ íshi oche The Gambia.

Íshí oche ya bu ebe ana-kpo Banjul, nwéré madu ha sị rùrù, 31,301 (Local Government Area; census 2013).[4]

Lee nke ozoMèzi

Links n'aga n'eziMèzi

ReferencesMèzi

  1. The World Factbook, CIA Directorate of Intelligence, 24 July 2008, looked up on 28 February 2016.
  2. Madu na The Gambia, na citypopulation.de/Gambia, looked up on 28 February 2016.
  3. Madu na The Gambia, na citypopulation.de/Gambia, looked up on 28 February 2016.
  4. Madu na Banjul Local Government Area, na citypopulation.de/Gambia, looked up on 28 February 2016.