Tapalapa bread
obere ụdị nkeachicha, nrị Dezie
mba osiSenegal Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Intangible Cultural Heritage Dezie
Ndị na-ere achịcha Tapalapa na Dschang, Cameroon
Okenke achịcha Tapalapa

Achịcha Tapalapa bụ achịcha ọdịnala, ọkachasị na mba Senegal, Gambia na Guinea. A na-ahazi ya dị ka baguette ndị French.

A na-enye ya na Akara, agwa, azụ steam n'etiti nri ndị ọzọ nke Gambia. A na-emekarị ya na ụlọ achịcha dị n'ógbè ahụ. Ọ bụ ndị Fulas na Gambia na-ere ya n'ihi na ha bụ ndị a na-ahụkarị maka ahia ngwaahịa.

Isi ihe mejupụtara ya bụ ntụ ọka na yist.

  • Ndepụta nri ndị Afrịka
  • Ndepụta nri ndị Afrịka
  • Ndepụta nke achịcha
  • Nri nke Gambia
  • Nri nke Senegal
  • Nri nke Guinea

Ihe odide dezie