Sofia Belattar
Sofia Belattar
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Morocco |
obodo maka egwuregwu | Morocco |
aha enyere | Sofia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Febụwarị 1995 |
Asụsụ obodo | Berber languages |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Berber languages |
ọrụ ọ na-arụ | judoka |
ụdị egwuregwu | judo |
so na | 2017 African Judo Championships, 2013 Jeux de la Francophonie, 2015 African Judo Championships, 2017 Jeux de la Francophonie, 2018 African Judo Championships |
Sofia Belattar (amụrụ na 9 Febụwarị na afọ 1995) bụ onye Moroccan judo.[1]
N'afọ 2019, o ritere ihe nrite ọlaọcha na ihe omume ụmụ nwanyị 63 kilogram na African Judo Championships nke emere na Cape Town, South Africa.[2] N'afọ 2020, o ritekwara ihe nrite ọlaọcha na ihe omume a na African Judo Championships nke emere na Antananarivo, Madagascar.[3][4]
Ihe ndị ọ rụzuru
dezieAfọ | Egwuregwu | Ebe | Ụdị ịdị arọ |
---|---|---|---|
2019 | Egwuregwu Afrịka | Nke atọ | -63 kilogram |
Ihe odide
dezie- ↑ Sofia Belattar. JudoInside.com. Retrieved on 19 December 2020.
- ↑ 2019 African Judo Championships. African Judo Union. Archived from the original on 4 September 2019. Retrieved on 20 August 2020.
- ↑ 2020 African Judo Championships. African Judo Union. Archived from the original on 26 December 2020. Retrieved on 26 December 2020.
- ↑ Gillen. "Mohamed overcomes defending champion Abdelaal at African Judo Championships", InsideTheGames.biz, 18 December 2020. Retrieved on 28 December 2020.
Njikọ mpụga
dezie- Sofia Belatar at the International Judo Federation