Shaban (name)
ahà nnà
Shahaban
,
Shaban (name)
akara ala | شعبان |
---|---|
A gụrụ aha | Sha'ban |
asụsụ eji dee ọrụ | Arabic |
usoro ederede | Arabic script |
Soundex | S150 |
Sha'ban ma ọ bụ Shaaban bụ aha Arabic na aha nna (شعبان). Ọ bụkwa aha ọnwa nke asatọ nke kalenda ndị Alakụba, obu okwu na-egosi "nkewa" ma ọ bụ "mgbasa" n'ihi na ndị Arab na-ekpere arụsị na-agbasa na-achọ mmiri n'ọnwa a. Aha ndị yiri ya dị na omenala ndị ọzọ.
Ndị mmadu a na-akpọ Shaban, Sha'ban ma ọ bụ Shaaban
dezieNdị mmadu a na-akpọ Shaban, ma ọ bụ ụdị aha ahụ, gụnyere:
- Aha ikpeazụ
- Ahmed Shaaban (amụrụ ya n'afọ 1978), onye Egypt na-agba bọọlụ
- Al-Ashraf Sha'ban, sultan nke narị afọ nke iri na ano
- Basil Shaaban (amụrụ n'afọ 1980), onye ọkwọ ụgbọala na mba Lebanọn
- Bouthaina Shaaban (amụrụ n'afọ 1953), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mba Siria
- Hesham Shaban (amụrụ n'afọ 1980), onye na agba bọọlụ na mba Libya
- Mohamed Shaaban (amụrụ n'afọ 1984), onye Egypt na-agba bọọlụ
- Mostafa Shaban (amụrụ n'afọ 1970), onye Ijipt na-eme ihe nkiri
- Nagwa Shaaban (1959-2019)), onye edemede Ijipt
- Omar Chaaban Bugiel (amụrụ n'afọ 1994), onye na-agba bọọlụ na Lebanọn
- Rami Shaaban (amụrụ n'afọ 1975), onye Sweden na-agba bọọlụ
- Yousuf Shaaban (19312021), onye Ijipt na-eme ihe nkiri