Ronke Odusanya
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | ronke odusanya |
Aha ọmụmụ | ronke odusanya |
aha enyere | Ronke |
aha ezinụlọ ya | Odusanya |
aha pseudonym | Flakky Ididowo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Mee 1980 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Ogun |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri, onye na-emeputa ihe nkiiri |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
ebe agụmakwụkwọ | Olabisi Onabanjo University |
ogo mmụta | Bachelor of Arts |
isi agụmakwụkwọ | social communication |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ihe nkiri | Jénífà, Introducing the Kujus |
ahọpụtara maka | Best of Nollywood Awards |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Ronke Odusanya audio bụ onye na- eme ihe nkiri na- asụsụ Yoruba na Naijiria, [1] [2] [3] [4] [5] onye na-eme ihe nkiri na onye na-akwado ihe nkiri. [6]
Ndụ mbido
dezieA mụrụ Ronke Odusanya na ụbochi atọ na ime onwa ise na afor 1973 na Ogun State .
Mmụta
dezieRonke bregan gụrụ akwụkwọ na St. Benedict Nursery & Primary School wee gaa n'ihu na Federal Government Girls College, Akure . [7] Ọ gara Mahadum Olabisi Onabanjo, na-enweta nzere na Mass communication . [8]
Ọrụ
dezieỌ malitere ọrụ ọkachamara n'ịrụ ọrụ na mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ ya na afo iri na isii. Akpọrọ ya "Flakky Idi Dowo" mgbe ọ rụchara ihe nkiri Fathia Balogun dị ka "Folake" n'afọ 2006. [9] Ronke gosiputara na Oga Bello ‘s Kerikeri. O mere ihe nkiri Nollywood na nke mbụ ya n’afọ 2001 Yoruba, “Baba Ologba”. [10] Ọ na-apụta na ọtụtụ Nigerian fim, gụnyere '' Jenifa nke ọ na-egwuri ọrụ nke Becky, [11] [12] kpara akpa, na A Girl si Note n'etiti ndị ọzọ. A họpụtara ya maka ezigbo onye na-eme ihe nkiri na onye ndu (Yoruba) na 2017 Best of Nollywood Awards maka ọrụ ya na fim Ailatunse . [13]
Ihe nyocha ihe ahọrọ
dezieIhe nrite
dezieAfọ | Onyinye | Atiya | Ihe nkiri | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2017 | Ihe onyinye Nollywood kacha mma | Onye Ochichi Kacha Mma Na Ndi Isi (Yoruba) [16] | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara |
Ntughari
dezie
Njikọ dị na mpụga
dezieRonke Odusanya at IMDb
- ↑ Nwachukwu. "Popular actress, Ronke Odusanya reveals what men call her breasts", Dailypost Nigeria, 20 November 2016. Retrieved on 20 April 2019.
- ↑ Obiuwevbi. "Yoruba Movie Actress Ronke Odusanya Looks Lovely in these Makeup Photos!", Bellanaija, 17 October 2015. Retrieved on 20 April 2019.
- ↑ Adedosu. "Ronke Odusanya finally speaks on alleged husband-snatching scandal", TheNet, 23 December 2014. Retrieved on 20 April 2019.
- ↑ Esho. "Nollywood Actress Weds US Based Lover Secretly", Pulse, 10 June 2014. Retrieved on 20 April 2019.
- ↑ BASSEY. "Yoruba actress, Ronke Odusanya, gives lesson on self-esteem", vanguardngr, 3 November 2018. Retrieved on 20 April 2019.
- ↑ 9 Years After First Production, Ronke Odusanya Releases New Flick ‘Gangan’. Tribuneonline. Archived from the original on 20 April 2019. Retrieved on 20 April 2019.
- ↑ "Ronke Odusanya", Ibaka TV, 20 November 2016. Retrieved on 20 April 2019.
- ↑ Nigeria. "Popular Nollywood actress Ronke Odusanya celebrates birthday with lovely photo", Information Nigeria, 3 May 2018. Retrieved on 20 April 2019.
- ↑ "CHARMING! NOLLYWOOD ACTRESS RONKE ODUSANYA STUNS IN NEW OUTFIT", Daily Advent, 14 January 2019. Retrieved on 20 April 2019.
- ↑ izuzu. "9 things you should know about "Jenifa" actress", Pulse Nigeria, 5 March 2015. Retrieved on 20 April 2019.
- ↑ Jenifa. Nollywood Forever. Archived from the original on 15 November 2021. Retrieved on 20 April 2019.
- ↑ Jenifa. Africa Archive. Retrieved on 20 April 2019.
- ↑ Bolanle Ninalowo, IK Ogbonna, Rachel Okonkwo, "What Lies Within" among nominees, Pulse, Retrieved 20 April 2019
- ↑ A Girl's Note, IMDB, Retrieved 20 April 2019
- ↑ ayomide ( 2017), NLIST, Retrieved 20 April 2019
- ↑ Ezeamalu (6 September 2017). Nominees for the Best of Nollywood Awards, 2017. Bonawards. Archived from the original on 26 October 2020. Retrieved on 20 April 2019.