Ronke Ademiluyi
Onye ǹkà ejiji nlereanya na onye azụmahịa
Ronke Ademiluyi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Ebe ọmụmụ | England |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | oka mmuta, onye ọchụnta ego, fashion entrepreneur |
mba osi | Ȯra Ogun |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Ronke Ademiluyi bụ ọkachamara n'ihe gbasara ejiji na onye ọchụnta ego na Naijiria.[1]
Ndụ ya
dezieA mụrụ Ademiluyi na England, United Kingdom, mana ọ bụ onye Ile-Ife na Osun State, na ndịda odida anyanwu nke Naịjịrịa[2] Ọ bụ onye guzobere Africa Fashion Week, ọrụ na-akwalite ndị na-emepụta ejiji Africa site na ndị enyemaka ya, Africa Fashion Week Nigeria na Africa Fashion Week London.[3][4]
Edensibia
dezie- ↑ Alfred. "Nigeria: Africa Fashion Week Nigeria Takes Off", Vanguard News, 30 June 2016. Retrieved on 18 July 2016.
- ↑ Ada Onyema. "Ronke Ademiluyi –Affecting the Rich and the Poor Positively", The Union, 12 May 2014. Retrieved on 18 July 2016.
- ↑ Guardian Woman. "African Fashion Week Nigeria has been a success – Ronke Ademiluyi", The Guardian, 2 July 2016. Retrieved on 18 July 2016.
- ↑ Alfred. "Princess Ronke Ademiluyi moves on", The Nation News, 26 March 2016. Retrieved on 18 July 2016.