Ojo Maduekwe
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Ojo Maduekwe |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Mee 1945 |
Ebe ọmụmụ | Ohafia |
Ụbọchị ọnwụ ya | 29 Jụn 2016 |
Ebe ọ nwụrụ | Abuja |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, diplomat, onye ọka iwu |
Ọkwá o ji | Minister of Foreign Affairs of Nigeria, Minister of Culture and Tourism, Minister of Transportation |
ebe agụmakwụkwọ | University of Nigeria |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
agbụrụ | Ndị Igbo |
Onye òtù nke | Rotary Club, Nigerian Bar Association, American Bar Association, International Bar Association |
Ihe nrite | Paul Harris Fellow |
Chief Ojo Maduekwe audio (Meeh 6, 1945 , Juun 29, 2016) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria onye Igbo nke si naOhafia, Abia Steeti.
Mbido Ndụ na Agụmakwụkwọ
dezieỌ gụrụ akwụkwọ na Mahadum Naijiria, Nsukka ma turu nzere ọka iwu n'afọ 1972.[1]
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
dezieOnye isi ala Umaru Yar'Adua gbọlitere ya ka ọ bụrụ onye Minista Naịjirịa nke mba ofesi na Julaị 26, 2007.[2] Ọ hapụrụ ọrụ ya na Machị 2010 mgbe onye isi ala Goodluck Jonathan gbosara ụlọ ọrụ ya.[3] Ọ bụ odeakwụkwọ mba nke otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-achị, Peoples Democratic Party (PDP). Ọ rụrụ ọrụ dị ka osote onye nduzi nke mkpọsa onye isi ala PDP 2011 Goodluck/Sambo tiketi. A họpụtara ya maka SGF, mana e mechara wepụ ya mgbe ndị ọwụwa anyanwụ katọrọ ya.
N'oge gara aga, Onye isi ala Olusegun Obasanjo họpụtara Maduekwe ka ọ bụrụ minista na-ahụ maka ọdịbendị na njem nleta n'afọ 1999.[4] A họpụtara ya ka ọ bụrụ Minista na-ahụ maka njem n'afọ 2001. N'ọnọdụ a, ọ kwadoro iji ịnyịnya ígwè eme njegharị, n'agbanyeghị na ndị nkatọ kwuru na okporo ụzọ ndị ahụ adịghị mma maka ndị na-agba ịnyịnya ígwè. Maduekwe n'onwe ya bụ onye ugba ala bọs tụbara n'ime olulu mgbe ọ na-agba ịnyịnya ígwè ya aga ọrụ.
Ihe ndị na-adịghị mkpa
dezie- Maduekwe na onye bụbu onye isi oche NDDC, Onyema Ugochukwu nọrọ ka ụmụnna na Mahadum nke Naịjirịa[5]
Ebensidee
dezie- ↑ Nigerian Transport Minister Out Spoken On Bike. Vanguard (July 2001). Archived from the original on 2010-06-13. Retrieved on 2010-02-08.
- ↑ "Nigerian president names three to Cabinet energy posts, warns against graft", Associated Press (International Herald Tribune), July 26, 2007.
- ↑ Daniel Idonor (17 March 2010). Jonathan Sacks Ministers. Vanguard. Retrieved on 2010-04-14.
- ↑ Seyi Oduyela (January 1, 2006). State of The Nation: Countdown To 2007. Dawodu. Retrieved on 2010-02-08.
- ↑ Patrick Henry (January 7, 2007). Political Rumors and Surprises: The Dust has Cleared. NgEX!. Archived from the original on 2010-01-13. Retrieved on 2010-02-08.