Goodluck Jonathan

Onye isi ala Naijiria
Goodluck Jonathan
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoGoodluck Ebele Jonathan Dezie
Aha ọmụmụGoodluck Ebele Azikiwe Jonathan Dezie
Aha enyereGoodluck Dezie
aha ezinụlọ yaJonathan Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Novemba 1957 Dezie
Ebe ọmụmụOtuoke Dezie
Dị/nwunyePatience Jonathan Dezie
Asụsụ obodoIjaw languages Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Ijaw languages, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiVice President of Nigeria, Ishi ochíchì Naigeria, Governor of Bayelsa State, Minister of Power Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke ọdụ ụgbọ mmiri-harcourt Dezie
affiliation stringOffice of the President of Nigeria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
candidacy in election2011 Nigerian presidential election Dezie
agbụrụNdị Ijọ Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEvangelicalism, Baptists Dezie
so naWorld Economic Forum Annual Meeting 2014, World Economic Forum Annual Meeting 2013 Dezie
Ihe nriteOrder of the Pioneers of Liberia Dezie
webụsaịtịhttp://www.gej.ng/ Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Goodluck Jonathan bu onye e mere Vice President Naigeria (enyi President Naigeria) na inauguration emere na 28 Mee 2007. Ya na Umaru Yar'Adua bu ndi People's Democratic Party.

Mbido Uwa Ya, Agum Akwukwo Ya, na Uwa Nke Ya dezie

A muru Jonathan na Otueke n'ime Ogbia Local Government Area n'ebe a na-akpo Rivers na mgbe ochie, buru Bayelsa State n'afo 27 Novemba 1957.

O luru nwanyi; aha nwunye ya bu Patience Jonathan.[1]

References dezie

  1. "Money Laundering: I’m Not Involved, Says Bayelsa Governor", Thisday, via EFCCNigeria.org, Leaders & Company, 2006-09-12. Retrieved on 2007-09-22.

Lee nke ozo dezie