Nonso Amadi
Onye na-abụ abụ Naijiria, onye na-ede abụ na onye na-emepụta egwu
Nonso Amadi
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha ezinụlọ ya | Nonso |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Septemba 1995 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | singer-songwriter |
ebe agụmakwụkwọ | Covenant University, Swansea University, McMaster University |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2012 |
agbụrụ | Ndị Igbo |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ngwa egwu | olu egwụ |
ụdị | Afrobeats, rhythm and blues |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Nonso Amadi (amụrụ na Septemba 1, na afọ 1995) bụ onye na-agụ egwu, onye na-ede egwu na onye na-emepụta egwu na Naijiria.[1] Ọ bụ onye na-ede egwu na onye na-emepụta egwu nke malitere ọrụ egwu ya na 2012, mgbe ọ nọ na Mahadum Ọgbụgba ndụ, ebe ọ gụrụ injinia kemịkal.
A mụrụ Nonso Amadi na Septemba 1, na afọ 1995, nne na nna ya bụ ndị Naijiria. Ọ bụ onye nke atọ n'ime ezinụlọ nke mmadụ asaa ma too na Naịjirịa tupu ọ kwaga United Kingdom.
Ọ gara Chrisland College Idimu, Lagos ma gụsịrị akwụkwọ na afọ 2009. Ọ gụrụ injinia kemịkal na Mahadum Covenant, na na afọ 2014 ọ gara n'ihu na ọmụmụ ya na Mahadim Swansea United Kingdom. O nwere nzere masta na Mahadum McMaster, Canada.[2]
- ↑ Ekemezie. Singer, Nonso Amadi drops video for No Crime | The Guardian Nigeria News - Nigeria and World NewsSaturday Magazine — The Guardian Nigeria News – Nigeria and World News. Guardian.ng. Archived from the original on 2021-01-19. Retrieved on 2019-05-25.
- ↑ The new promising voice of alternative music, Nonso Amadi. www.pulse.ng (30 April 2018).