Nonso
nonso bu aha nwoke Naijiria nyere aha ndị ama ama nwere aha gụnyere
- Nonso Amadi (amụrụ n'afọ 1995), onye na-agụ egwu, onye na-ede egwu, na onye na-emepụta egwu na Naijiria
- Nonso Anozie (amụrụ n'afọ 1979), onye Britain na-eme ihe nkiri
- Nonso Diobi (amụrụ n'afọ 1976), onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye nduzi