Ndepụta nke ndị na-ese ihe na Cameroon

 

  • Ibrahim Njoya[4] (cc. site n'afọ 1890 rụọ n'afọ 1966)
  • Anne-Marie Nzié (site n'afọ 1932 rụọ n'afọ 2016)
  • Petit Pays (amụrụ n'afọ 1967)
  • Tracey Rose (amụrụ n'afọ 1974), rụrụ ọrụ na Cameroon

Ìgwè

dezie
  • Cercle Kapsiki (Hervé Yamguen, Hervé Youmbi, Salifou Lindou, Blaise Bang, Jules Bertrand Wokam). Ndị omenkà ise (Blaise Bang, Salifou Lindou, Jules Wokam, Hervé Yamguen na Hervé Youmbi) kere Cercle Kapsiki na 1998 na ebumnuche pụrụ iche nke ịmepụta ntinye aka n'ime obodo ma gbaa ume arụmụka banyere ọrụ nka na oghere obodo. N'afọ 2003, ha kwalite ụlọ ọrụ mba ụwa Scenographie Urbaine na agbata obi New-Bell na mmekorita ya na Scur&°k.[5]
  • Ụbọchị nka na Kobaliq, Douala. Salif Ngounga mepụtara njikọ a iji kwalite nka nke oge a na Cameroon, hazie ogbako maka ndị n'ese ihe na nhazi ihe ngosi na mmekorita ya na Le Carré des Artistes.[1][5]
  • Ihe osise Mbamboul Njikọ Mbamboul'art nweta ego n'afọ 2004 site n'aka ndị n'ese ihe, ndị edemede na ndị n'agba egwú (gụnyere Cédric Dibandjo, Eric Owam na Guy Rodrigue Belegue) na agbata obi nke New Deïdo, Douala. Ndị otu ahụ n'ahazi ogbako na ndị n'ese ihe na ndị n'eto eto ma n'agba ume arụmụka banyere mmepe nke omume nka nke oge a na obodo Douala.[6]
  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 1.5 Essombe Mouange, Les arts plastiques au Cameroun, pour un espace d'expression viable in Cameroun: la culture sacrifiée. Dossier of the magazine "Africultures", n. 60, L'Harmattan, July–September 2004, p. 91.
  2. Essombe Mouange, Les arts plastiques au Cameroun, pour un espace d'expression viable in Cameroun: la culture sacrifiée. Dossier of the magazine "Africultures", n. 60, L'Harmattan, July–September 2004, p. 87.
  3. Morel (October 31, 2023). Aline et Soraya Milla, les créatrices de la série Afropolitaine (fr). .3 Paris Ile-de-France. Archived from the original on December 12, 2023.
  4. Alexandra Loumpet-Galitzine, Ibrahim Njoya, maître du dessin bamoun in Anthologie de l'art africain du XXe siècle, eds. N'Goné Fall and Jean Loup Pivin, Revue Noire, Paris, 2001, pp. 102-105.
  5. 5.0 5.1 Giulia Paoletti, Cultural and artistic initiatives in Douala in Douala in Translation. A view of the city and its creative transformative potentials, edited by Doual'art and iStrike Foundation, Episode Publishers, Rotterdam, 2007, p. 243.
  6. Giulia Paoletti, Cultural and artistic initiatives in Douala in Douala in Translation. A view of the city and its creative transformative potentials, edited by Doual'art and iStrike Foundation, Episode Publishers, Rotterdam, 2007, p. 244.