Nazo Ekezie
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye na-emeputa ihe nkiiri |
Ihe nrite | City People Entertainment Awards |
Nazo Ekezie bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri nke aha ya bụ Chinazorom Ekezie . [1] Ọ meriri 2017 City People Movie Awards (asatọ n'usoro) maka onye na-eme ihe nkiri kachasị mma nke afọ(Bekee). [2]
Akụkọ ndụ
dezieNazo bụ nke abụọ n'ime ụmụaka anọ. [3] Ọ na-eme ncheta ọmụmụ ya na Disemba 22 nke afọ ọ bụla. [4]
Agụmakwụkwọ
dezieNazo gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị ya na Federal Government Girls College, Lejja, Nsukka na steeti Enugu . O nwetara nzere bachelọ na bekee na linguistics na mahadum Ebonyi steeti . [4]
Ọrụ
dezieNazo bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri malitere ime ihe n'etiti 2009 na 2010, ọ batara n'ìhè ka o gosichara na ihe nkiri Thanks for Coming nke Uche Nancy mere . [5] [6]
Na 2018, Nazo Ekezie mepụtara ihe nkiri nke ya, Flawed ọ gosiputara na ihe nkiri ahụ n'akụkụ ndị na-eme ihe nkiri Nollywood dị ka Ebele Okaro, Mofe Duncan, Bolaji Ogunmola, na ndị ọzọ. O nwere ụlọ ọrụ mmepụta ihe a maara dị ka Unoaku Production Company. [3] [7]
Na Nọvemba 26, 2020, nke bụ ụbọchị ọmụmụ nke onye na-agụ egwú na onye na-emepụta egwu Naijiria Don Jazzy, Nazo jisiri obi ike jụọ Don Jazzy ụbọchị ha ga anọkorita mgbe ọ na-ezipụ ọchịchọ ụbọchị ọmụmụ site na Instagram. [8] Don Jazzy kweere arịrịọ ka ya na ya nwee ụbọchị. [9]
Ihe nkiri ahọpụtara
dezieAfọ | Aha | Oru | Nkedo ahoputara | Nsidee |
---|---|---|---|---|
2021 | Ill Fated | Freda |
|
[10] |
2020 | Deeply in Love | Eden |
|
[11] |
2020 | A Dance to Forget | Juliet |
|
[12] |
2019 | Flawed | Chita |
|
[13] |
2018 | Children's Day |
|
[14] | |
2017 | Surprise Wedding | Bunmi |
|
[15] |
2011 | Gallant Babes | Bella |
|
[16] |
Otuto
dezieNazo Ekezie meriri City People Movie Awards (asatọ na usoro) maka o ye na-eme ihe nkiri kachasị mma nke afọ (Bekee). Emere ihe nrite ahụ na October 8, 2017 na Balmoral Event Center, Oregun, Ikeja, Lagos ; ma akwụkwọ akụkọ City People gosipụtara ya. [2]
Nsidee
dezie
- ↑ 'Actress Nazo Ekezie Is A Carbon Copy Of Her Mother'- See Their Lovely Photos Together - Opera News. ng.opera.news. Archived from the original on 2021-11-11. Retrieved on 2021-11-11.
- ↑ 2.0 2.1 Emmanuel (2017-10-18). Full List Of Winners At The 2017 City People Movie Awards (en-US). City People Magazine. Retrieved on 2021-11-11.
- ↑ 3.0 3.1 Ukwuoma (2019-02-02). A-list actresses scare young actresses away from Nollywood — Nazo Ekezie (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2021-11-11.
- ↑ 4.0 4.1 Nkosi (2021-01-05). Nazo Ekezie biography, age, profile, husband, Don Jazzy & education - The Nation (en-US). Archived from the original on 2021-11-11. Retrieved on 2021-11-11.
- ↑ Nazo Ekezie- All My Battles in Nollywood Revolved Around Women (en-US). THISDAY LIVE (2019-01-25). Retrieved on 2021-11-11.
- ↑ Agbana (2017-02-10). No woman is truly happy without good sex — Chinazo Ekezie (en-US). Vanguard Nigeria News. Retrieved on 2021-11-11.
- ↑ Paidnaija (2020-07-25). Flawed – Nollywood Movie (en-US). Nollywood movies. Archived from the original on 2021-11-11. Retrieved on 2021-11-11.
- ↑ "Don Jazzy reply Nazo Ekezie 'toast'", BBC News Pidgin. Retrieved on 2021-11-11.
- ↑ Paulavish (2020-11-27). DonJazzy and actress Nazo spotted together after she asked him on a date (en-US). Lifestyle Nigeria. Archived from the original on 2021-11-11. Retrieved on 2021-11-11.
- ↑ Ill Fated 2021 Nigerian Movie. Retrieved on 2021-11-11.
- ↑ Deeply in Love a 2020 Nigerian Movie. Retrieved on 2021-11-11.
- ↑ A Dance to Forget. Retrieved on 2021-11-11.
- ↑ Flawed a 2019 movie that stars Nazo Ekezie and other Nollywood actors. Retrieved on 2021-11-11.
- ↑ Children's Day (2018) Nigerian Movie. Retrieved on 2021-11-11.
- ↑ Surprise Wedding. Retrieved on 2021-11-11.
- ↑ Gallant Babes. Retrieved on 2021-11-11.