Moyo Lawal
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereMoyo Dezie
aha ezinụlọ yaLawal Dezie
Ebe ọmụmụBadagry Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
ogo mmụtabachelor's degree, Bachelor of Arts Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ọrụ ama amaTinsel (TV series), Super Story, Jenifa's Diary, Ịnọ Nwee Nleanya Dezie
Ihe nriteBest of Nollywood Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Moyo Lawal amuru na Badagry town na Lagos state, Nigeria bu onye omere Nollywood. [1] [2] Ọ meriri ihe nrite "Mkpughe nke afọ" na Best of Nollywood Awards na 2012. [3] [2]

Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ dezie

Amụrụ Lawal na obodo Badagry wee nweta akwụkwọ praịmarị, sekọndịrị na mahadum na Naịjirịa. O nwetara akara ugo mmụta BSc na Mmeputa Nka na Mahadum Lagos. [4] [5]

Ọrụ dezie

Lawal malitere ime ihe nkiri n'obere ihe nkiri mgbe o kwenyesiri ike na ọ ga-amalite ime ihe omume site na enyi ya mgbe ọ nọ n'ụlọ akwụkwọ. O sonye na ihe nkiri Next Movie Star Nigerian TV ihe igosi eziokwu mana o nweghi ihe ịga nke ọma na ya. [6]

Lawal Na mbipụta 2012 Best of Nollywood Awards nke bu BON Awards nwetara ihe nrite maka Mkpughe nke afọ . [3]

Ihe nrite na nhọpụta dezie

Afọ Ihe nrite Otu Nsonaazụ Ref
2012 Ihe nrite Nollywood kacha mma Mkpughe nke afọ Merie [3]
2018 Onye omere kacha mma n'ọrụ ndu - Yoruba Ahọpụtara [7]

Ihe nkiri ahọpụtara dezie

  • Holding Hope[8]
  • A Time To Heal
  • A Toast To Heartbreak
  • Emem and Angie
  • Madam’s PA
  • Tangled Web
  • Millenium Parent
  • Desperate Baby Mama
  • Parents’ Guard
  • The Bridal Shower
  • Big Gals on Campus
  • Cloud of Pain
  • Mistresses
  • Never Love a Prince
  • Thanks For Coming
  • Judas Game

Ihe nkiri usoro onyonyo dezie

Lawal has taken part in various Nigerian TV series amongst this are ;

  • Binta and Friends,
  • Flatmates,
  • Jenifa's Diary,
  • Super Story,
  • Edge of Paradise,
  • Shallow Waters,[9]
  • Eldorado, and the award-winning TV series;
  • Tinsel.[10]

Nsidee dezie

  1. Odusanya (2018-06-18). Top interesting facts from biography of a popular actress Moyo Lawal (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2019-11-26.
  2. 2.0 2.1 Oladotun (2019-11-03). Moyo Lawal Reveals Secrets Behind Her Controversial Character On Social Media (en-US). Information Nigeria. Retrieved on 2019-11-24.
  3. 3.0 3.1 3.2 Aiki (2012-11-13). Joseph Benjamin, Nse Ikpe-Etim, Moyo Lawal & Alex Ekubo Win Top Awards at the 2012 Best of Nollywood Awards (BON) in Lagos – First Photos & Full List of Winners (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2019-11-24.Aiki, Damilare (2012-11-13). "Joseph Benjamin, Nse Ikpe-Etim, Moyo Lawal & Alex Ekubo Win Top Awards at the 2012 Best of Nollywood Awards (BON) in Lagos – First Photos & Full List of Winners". BellaNaija. Retrieved 2019-11-24.
  4. 10 Things You Didn't Know About Moyo Lawal (en-US). Youth Village Nigeria (2016-04-15). Archived from the original on 2019-06-14. Retrieved on 2019-11-24.
  5. People touch my body to know if it’s real —Moyo Lawal (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2019-11-26.
  6. Adeniran (2019-03-23). Nollywood Celebrities Who Rose To Fame From Reality Shows (en-US). Eelive. Retrieved on 2019-11-24.
  7. BON Awards 2018: Mercy Aigbe, Tana Adelana shine at 10th edition (en-US). Pulse Nigeria (2018-12-09). Retrieved on 2019-12-23.
  8. Holding Hope Full Cast & Crew - nlist nlist | Nollywood, Nigerian Movies & Casting (en-GB).
  9. Moyo Lawal.
  10. I’m Into Acting Not For Fame — Moyo Lawal (en-US) (2015-06-12).

Njikọ mpụga dezie