Mohamed Hamaki
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịEgypt Dezie
aha n'asụsụ obodoمحمد حماقي Dezie
Aha ọmụmụمحمد إبراهيم محمد الحماقي Dezie
Aha enyereMohamed, Ibrahim, Mohammed Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Novemba 1975 Dezie
Ebe ọmụmụCairo Dezie
Asụsụ obodoArabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, onye egwu, omee Dezie
ebe agụmakwụkwọHelwan University Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1997 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịpop music Dezie
akara ndekọSony Music Dezie
Ihe nriteMTV Europe Music Award for Best Arabia Act Dezie
webụsaịtịhttps://hamaki.me/ Dezie

  Mohamed Ibrahim Mohamed El Hamaki (Arabic: [mæˈħæm.mæd ebɾɑˈhiːm elˈħæˈmæːʔi]; a mụrụ na 4 Nọvemba 1975) bụ onye na-agụ egwu Egypt.[1] N'afọ 2010, o nwetara ihe nrite "Best Arabia Act" site na MTV Europe Music Awards na Music Award n'afọ 2006, maka "Ahla Haga Fiki". Ọ bụ onye nkuzi na The Voice Ahla Sawt (oge 5) n'afọ 2019.

Mohamed Hamaki

Mbido ndụ na ọrụ dezie

A mụrụ Mohamed Hamaki n'abalị 4, ọnwa Nọvemba afọ 1975.[1]

Na Julaị 3, 2011, a kpọgara Hamaki n'ụlọ ọgwụ mgbe ọ nwesịrị ọtụtụ ọrịa obi mgbe ọ na-edekọ otu n'ime abọm ọhụrụ ya.[2]

N'ọnwa Septemba 2021, Hamaki so ụlọ ọrụ America Epic Games rụkọọ ọrụ maka kọntaktị n'ụdị okike nke egwuregwu vidio Fortnite. N'egwuregwu a, enwere ike ịnụ ọtụtụ n'ime egwu ya, egwu ya bụ Leilet El Omr gosipụtara n'otu egwu ahụ, yana nke a na-eme ka emote nwere akụkụ nke egwu a dị maka ịzụta na Ụlọ Ahịa Ihe nke egwuregwu ahụ.

Ndụ onwe dezie

Na Disemba 7, 2011 Hamaki lụrụ Nahla El Hagry. Ha mechara gbaa alụkwaghịm n'afọ 2014. N'ọnwa Eprel 2016, afọ abụọ mgbe ịgba alụkwaghịm ha gasịrị, Hamaki na Nahla Doziri Ma Lukọkwaa ọzọ. Hamaki kwupụtara na nwunye ya amụọla nwa nwanyị na June 6, 2017 onye ọ gụrụ Fatma.[3]

Ndekọ Egwu dezie

  • Khallina Neysh (2003)
  • Ana Ya Enta (2005)
  • Kheles El Kalam (2006)
  • Bahebak Kol Youm Aktar (2007)
  • Naweeha (2008)
  • Haga Mosh Tabeaya (2010)
  • Mn Alby Baghany (2012)
  • Omro Ma Yegheeb (2015)
  • Kol Youm Men Dah (2019)
  • Tearaf Bahebak Leh (2020)
  • Howa Da Habiby (2020)
  • Hayatak Fi Sora (2021)
  • Leilet El Omr (2021)
  • Ya Fatenny (2021)

Edemsibịa dezie

  1. 1.0 1.1 محمد حماقي يمسح دموع طفلة ويغني معها (Arabic). Al Jaras. Retrieved on 3 January 2022.
  2. Template error: argument title is required.
  3. تعرفوا على زوجة محمد حماقي التي تصدرت الترند وقصة انفصالهما وعودتهما (Ar) (23 December 2019). Retrieved on 3 January 2022.

Ịgụ ihe ọzọ dezie

Njikọ mpụga dezie

  • Mohamed Hamaki discography at Discogs
  • Mohamed Hamaki's channel on YouTube