Matilda Lambert
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
Aha ọmụmụ | Matilda Gogo Lambert |
aha enyere | Matilda |
aha ezinụlọ ya | Lambert |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-emeputa ihe nkiiri, omee |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
ebe agụmakwụkwọ | University of Abuja, University of Nigeria |
ogo mmụta | Bachelor of Arts, nzere masters |
okpukpere chi/echiche ụwa | Catholicism |
ihe nkiri | Unroyal |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Matilda Gogo Lambert bụ onye na-eme ihe nkiri Naijiria, [1] onye na-emepụta ihe nkiri, ihe nlereanya na onye isi oche nke Tilda Goes Green Foundation. [2] [3] [4] O mere mpụta ihe nkiri ya na ihe nkiri The Celebrities ya na Mike Ezuruonye . Ọrụ ya na ihe nkiri ahụ mere ka ọ bụrụ onye a ma ama wee nweta ọrụ ndu ya na ihe nkiri Nollywood ndị ọzọ. [5]
Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ
dezieMatilda Gogo Lambert amụrụ ya na 13 Eprel wee zụlite ya na Port Harcourt . O si Andoni LGA, Rivers State . Lambert gụrụ akwụkwọ mbu ya na ụlọ akwụkwọ ụmụaka ndị uweojii na ma mụọ ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Federal Government Girl's College, Abuloma na Port Harcourt. Ọ gụrụ akwụkwọ na mahadum Abuja maka nzere bachelọ na Philosophy wee nweta nzere masta na Socio-Political Philosophy na Mahadum Naịjirịa, Nsukka . [6] [7]
Ọrụ
dezieLambert malitere ọrụ omee ihe nkiri ya n'afọ nke abụọ ya na mahadum mgbe ọ pụtara na ihe nkiri The Celebrity gunyere Mike Ezuruonye .[1] Ihe omume ya na ihe nkiri ahụ mere ka ọ pụta ìhè wee malite ikiri na fim ndị ọzọ. [8] N'afọ 2020, o wepụtara ihe nkiri, Unroyal [9] nke o gosiputara bụrụ onye ndu dị ka Princess Boma. [10] Ihe nkiri a malitere na Machị 2020 wee pụta na Netflix n'August otu afọ. [11] N'afọ 2020 Best of Nollywood (BON) ihe nkirii, ihe nkiri ahụ nwetara ihe nrite n'ụdị abụọ nke "Eji ejiji kacha mma na ihe nkiri" na "Ihe nkiri nwere ụda kacha mma". [3]Ihe nrụpụta ya ndị ọzọ nke 2022 gụnyere Deepest Cut, Instaguru na Kendra.
Ihe nkiri
dezie- Enweghị eze
- Ndị a ma ama
- Enyi m kacha mma
- Site na ulo nwanyi rue Madam
- Amaghi nwoke m
- Amanda
Edensibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 Nude Pix Saga: How Couple Fleeced Nollywood Actress (en-US). P.M.EXPRESS (2019-03-16). Retrieved on 2022-01-12.
- ↑ All set as Matilda Lambert premiers new movie, InstaGuru (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2018-06-09). Archived from the original on 2022-02-02. Retrieved on 2022-01-12.
- ↑ 3.0 3.1 Isesele (2020-12-08). Matilda Lambert Shines Bright At Best Of Nollywood Awards 2020 - REPORT AFRIQUE International (en-US). Retrieved on 2022-01-12.
- ↑ Dailytrust News, Sports and Business, Politics | Dailytrust (en). Daily Trust. Retrieved on 2022-01-12.
- ↑ Matilda Lambert, Majid Michel go for broke in ‘Deepest Cut’ (en-US). Vanguard News (2017-04-01). Retrieved on 2022-01-12.
- ↑ I stopped attending auditions after director demanded sex — Matilda Lambert. Punch Newspapers (November 9, 2019).
- ↑ Meet 8 Nollywood Actresses From River State (Photos) - Opera News. ng.opera.news. Archived from the original on 2022-02-02. Retrieved on 2022-02-02.
- ↑ Akosubo (2019-11-11). Actress Matilda Lambert Speaks on Sexual Advances by A Director (en-US). eelive. Retrieved on 2022-01-12.
- ↑ sandeep_ops. Unroyal on Netflix (en-US). Binged. Retrieved on 2022-01-12.
- ↑ UNROYAL (en-US). Genesis Cinemas (2020-03-09). Retrieved on 2022-01-12.
- ↑ Watch Unroyal | Netflix (en). www.netflix.com. Archived from the original on 2021-12-07. Retrieved on 2022-01-12.