Ákọ na Uche
ákọ na uche
obere ụdị nke | knowledge system |
---|---|
Akụkụ nke | humanities |
named by | Pythagoras |
nwere mmetụta | philosophical viewpoint |
is the study of | condition, phenomenon, reality, knowledge |
hashtag | philosophy |
nwere àgwà | interdisciplinarity |
akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of philosophy, Western philosophy, Eastern philosophy |
ndị n'eme ya | philosopher, professor of philosophy |
WikiProject na-elekọta ya | WikiProject Philosophy |
WordLift URL | http://data.thenextweb.com/tnw/entity/philosophy |
Stack Exchange saịtị | https://philosophy.stackexchange.com/ |
has list | list of schools of philosophy, list of philosophies |
Ákọ na Uche bu ihe omúmú nke ihe basiri ihe échìchè maka ihe nọr na uwà na òtù ọ shi bya nge na gini kọ dị màkà, na ímá, óbì ọbọdọ, nchèfwüor ihe, ákọ, na asụsụ. Ya na ájújú màkà ihe nọr na ùwà di íchè (dí kà ihe mmuo, akíkó irò, na nká ndi ozor) màkà ọ na chéfuta ihe, na ọ choro ihe nwéré íshí na ihe eziokwu. Na okwu bekee há nà kpọ ya "Philosophy", ó shị asụsụ Greek na hé dèrè yá ka φιλοσοφία búrú Philosophia, búrú "Ifunaya àmàmífé".