Ocimum × africanum
taxon
aha mkpirisiO. africanum Dezie
aha taxonOcimum africanum Dezie
ọkwa taxonspecies Dezie
nne na nna taxonOcimum Dezie
taxon synonymOcimum × citriodorum Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Invasion Biology Dezie
GRIN URLhttps://npgsweb.ars-grin.gov/gringlobal/taxonomydetail.aspx?id=463843 Dezie

Ncheanwụ nke nwere Lemon, Ncheanwụ nke na- acha uhie uhie, [1] Ncheanwụ nke ndị Thai, [2] maọbụ Ncheanwụ nke ndị Lao (Lao basil), [3] ( Ocimum × africanum ) bụ mpụtara dị n'etiti basil ( Ocimum basilicum ) na Ncheanwụ nke ndị Amerika ( Ocimum americanum ). [4] [5] [6] A na- akọ Akwụkwọ nri a tụmadi na isi ebe ugwu anyanwu nke Afrika na ebe ndida Eshia maka ụdi isi ọma na-esi na ya apụta, a na-ejikwa ya esi nri.

Anaka ncheanwụ a nwere ike ito ihe dika bido na centimita iri abụọ ruo iri anọ( inchi asato ruo inchi iri abụọ) n'ogologo. Okooko osisi a na-acha ọcha na mgbe oge ọkọchị ruo n'oge ọkọchi ji ala. Akwụkwkọ ya na-eyi akwụkwọ nchean nke nke nkịtị mana naani ihe di iche bụ n'akụkụ ahụ ya na agbagọcha agbagọ. Mkpụrụosisi mịrịn'ahụ ya ka ọ mịchara okokoosisi na-akpọ nkụ n;ahụ ya.

Ncheanwụ nke nwere Lemon bụ nke ama ama na mba Arabic, Indonesian, Philippines, Lao, Malay, nri ndi Persian na nri ndị Thai.

Ntụghari dezie

  1. USDA GRIN Taxonomy, retrieved 11 June 2016
  2. Darlene Anne Schmidt Àtụ:Google books
  3. Dorothy Culloty Àtụ:Google books
  4. Germplasm Resources Information Network
  5. Basil. Food from Northern Laos (4 August 2010). Retrieved on 31 May 2013.
  6. Food & Wine Laos Food: Searching for a Lost Cuisine. Food & Wine (February 2011). Archived from the original on 3 June 2013. Retrieved on 31 May 2013.