Kube Cake
Kube Cake, nke ndi mmadu makwaara dị ka Kube Toffee, bụ ihe na-atọ ụtọ nke Ghana.[1]
Ihe E ji eme ya
dezieIhe eji eme ihe na nkwadebe gụnyere Akị bekee, shuga, mmiri na mmiri lemon.[2]
Nkwadebe
dezieMgbe a na-akwadebe ihe nracha ahụ, a na-ebu ụzọ mee ka shuga dị ọkụ ruo mgbe ọ na-acha nchara nchara mgbe ahụ akị bekee a gwakọtara agwakọta, mgbe ahụ, a gbakwunyere lemon iji mee ka ọ dị ụtọ.[3] Wụsa ya n'elu ala dị larịị ma malite ịkpụzi ya ka ọ bụrụ obere ihe na-atọ ụtọ.
Ebensidee
dezie- ↑ Chewy coconut candy AKA kube cake (en-GB). biscuits and ladles (2017-04-03). Retrieved on 2020-06-14.
- ↑ Candied Coconut Balls from Ghana (en). The Spruce Eats. Retrieved on 2020-06-14.
- ↑ Aftrad Village Kitchen. Archived from the original on 2020-09-23.