Ivie Okujaye
Ivie Okujaye
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Ivie Okujaye |
Aha ọmụmụ | Ivie Okujaye, Ivie Okujaye Egboh |
aha enyere | Ivie |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Mee 1987 |
Ebe ọmụmụ | Benin City |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, omee, Ọgba egwu, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ederede |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
ebe agụmakwụkwọ | University of Abuja, Queen's College, Lagos |
ogo mmụta | bachelor's degree |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2010 |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ngwa egwu | olu egwụ |
ihe nkiri | Enakhe, Kamara's Tree, Slow Country, Ọ bụrụ na Abụ m Onye isi ala |
Ọrụ ama ama | Slow Country, Make a Move, Kamara's Tree, Ọ bụrụ na Abụ m Onye isi ala |
Ihe nrite | Africa Movie Academy Awards, Africa Movie Academy Awards, Africa Magic Viewers' Choice Awards, 2017 Best of Nollywood Awards |
ahọpụtara maka | Best of Nollywood Awards, Zulu African Film Academy Awards, 2017 Best of Nollywood Awards, Africa Magic Viewers' Choice Awards, Africa Movie Academy Awards |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Ivie Okujaye Egboh (amụrụ ya na 16 Mee na afọ 1987) ọ bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri, ọ na-emepụta ihe nkiri, Odee edemede, ọgba egwu, ọgụ egwu na onye na-eme ihe ike.[1][2] N'afọ 2009, Ivie sonyere na asọmpi ihe ngosi TV nke Amstel Malta Box Office (AMBO) ma merie. Mgbe ụfọdụ A na-akpọ ya obere Genevieve n'ihi na ọ yiri onye na-eme ihe nkiri Genevieve Nnaji.[3] E nyere ya ihe nweta a kpọrọ Best Young Actor na bekee na omume 8th Africa Movie Academy Awards .[4][5]
Ndu ya
dezieEdensibia
dezie- ↑ Ivie Okujaye releases single. modernghana.com. Retrieved on 17 April 2014.
- ↑ Nollywood Actress turns Singer. newsng.com. Archived from the original on 19 April 2014. Retrieved on 17 April 2014.
- ↑ Nollywood Damsels for 2014. dailyindependentnig.com. Retrieved on 17 April 2014.
- ↑ Ivie Okujaye. allafrica.com. Retrieved on 17 April 2014.
- ↑ We'll make 30 million at the Box Office. punchng.com. Archived from the original on 19 April 2014. Retrieved on 17 April 2014.