Ijebu East
local government area of Nigeria
Oge/afọ mmalite1976 Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Ogun Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ6°44′0″N 4°10′0″E, 6°48′18″N 4°15′29″E Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwereonyeisi oche nwaanyi, Chairman of Ijebu East local government Dezie
Asụsụ ọ na-asụAsụsụ Yoruba Dezie
postal code122101 Dezie
Koodu ọkpụkpọ obodo+(234) Dezie

Ijebu East bụ mpaghara ọchịchị ime obodo dị na Steeti Ogun , dị na Naijiria nke ya na Steeti Lagos na ọdọ mmiri Lagos dị na ndịda nwere oke ala. Isi ụlọ ọrụ ya dị na Ogbere na okporo ụzọ A121 highway6°44'N 4°10'E44

O nwere mpaghara nke km²puku abụọ na narị abụọ na iri atọ na anọ na ọnụ ọgụgụ mmadụ nari puku na iri na otu narị na iri itoolu na isii nke ọnụ ọgụgụ afọ 2006.

Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ 120.[1]

Edensibia dezie

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.