Asụ̀sụ̀ Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Nkọwa nile
Ahiri 1:
{{Databox}}
 
'''Asụsụ Ìgbò''' bụ asụsụ nke ana-asụ n'ala Igbò nile gbaa gburugburu. Ọ bụkwa nke ndị nwe ya ruru ihe dị ka mmadụ di ndè ịrị abuo n'isi. Ọtụtụ n'ime ndị a bụkwa ndị Igbo, ebe ndị ọzọ n'ime ha bụ ndị ọbịa n'ala Igbo. Abịa n'asụsụ Igbo, e nwere ọtụtụ ire dị iche-iche nke mere ka ọ na-ebute nghọta he n'ime asụsụ a. Nkea kpara kwara eji we họpụta ihe akpọrọ Ìgbò Ízugbé. Ìgbò Ízugbé bụkwa nchọpụta nke ejiri asaa n'anya were họpụta ire nke ndị Owerri sitere na Ímo steeti, ire nke ndị Awka nke sitere na Anambara steeti nakwa ire nke ndị Umuahia nke sitere na Abia steeti. Ọ bụkwa nkea bụ asụsụ Ìgbò etiti nke a akwa ede n'akwụkwọ.
'''Asụsụ Igbo''' bụ asụsụ Niger-Congo nke ndi mmadu di nde iri asbuo na ise. Otutu na eme ha bu ndi igbo . N'ebe ọdịda anyanwụ Naịjirịa na ebe [[Niger Delta]], Igbo bụ diala. Ha dere ya n'odide Latin, nke ndị mpaghara Britain nwetara. Nkarị ndị ọzọ bụ nke [[Èkpè]] buru nkarị [[Nsịbịdị]]. Asụsụ Igbo bụ asụsụ nke a na-asụsụ n'ezie. Ọ dị ike taa ndi ọbịa apụghị ịsụta ya, dịkwa ike nke na ndi Igbo jere biri ná mpaghara ọzọ apụghị nwee ike ịghọtacha ihe ndi nke ọzọ na-ekwu, maka na ndi Igbo na olu Igbo hiri nne. E nwere mkpụrụ edemede Igbo dị 36, ụdaume asatọ na mgbochiume ọgụ na asatọ.
 
Seniiut [[Ogun State Television]].
 
Nké a bụ mkpụrụedemede asụsụ Igbo
Abia na edemede nke asụsụ Igbo, enwechara nnọọ ihe ndị di cha iche site ka ndị bekee si ede nke ha. Abịa na mkpụrụokwu nke kọ́nzonanti, e nwere ndị gbara mkpụrụ edemede abụọ. Ihe iji wee ma atụ bụ, ch, gb, gw, kp, kw, nw, nakwa ndị ọzọ.
 
 
Asụsụ Igbo abụrụ wo nnọọ asụsụ mụbara n'ụwa niile nke bụzi na eji ya agbasa nta akụkọ ma nedekwa ya ede.
 
 
Abia n'ala Igbo, eji asụsụ Igbo agọ̀ ọjị ma nekpekwa ekpere na ọgbakọ ndị ọdụ n'ala. Nezia, asụsụ Igbo bụ nnọọ ezigbo asụsụ ọ.
 
{| border="2" cellpadding="4" cellspacing="0" style="margin: 1em 1em 1em 0; border: 1px #aaa solid; border-collapse: collapse; font-family: Doulos SIL, GentiumAlt, Gentium, Arial Unicode MS, Lucida Sans Unicode; text-align: center"