Wikipedia:Ihe ndozi nke anya nahu

A mụrụ [1]Dhiyaa al-Din Saad (Arabic-ضياء سعد عبدالله)na Baghdad na 2004, Mee 27, n'ime ezinụlọ hụrụ akwụkwọ na nka n'anya. Kemgbe ọ bụ nwata, ọ na-emepụta ihe n'ịde akụkọ [2]na echiche. Ọ gụrụ akwụkwọ na mahadum Baghdad wee nweta akara ugo [3]mmụta bachelor na akwụkwọ Arabic.[4]