Ndị Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
m Ukabia moved page Ndị Igbo to Ndị Ìgbò
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 3:
N'ala [[Naigeria]], '''ndï Igbo''' bụ ndi atọ hiri nne na ọnụ ọgụgụ . Asusu eji mara ndiigbo bu asusu olu igbo. Nke ọzọ bu "broken [[bekee|English]]" ha ne ku ufọdi. Imerime [[Madu|mmadu]] nasu [[Asusu Bekee|asusu bekee]], site na-enyemaka nke amumamu olu bekee.
 
Ufọdi obodo ndi Igbo na Naigeria nọ nke nnuku bu, [[Ȯra Abia|Ọ̀hà Abia]], [[Ȯra Anambra|Ọ̀hà Anambra]], [[Ȯra Ebonyi|Ọ̀hà Ebonyi]], [[Ȯra Enugu|Ọ̀hà Enugu]], ma na [[Ȯra Imo|Ọ̀hà Imo]]. [[Ȯra Delta|Ọ̀hà Delta]] (Anioma) na [[Ȯra Rivers|Ọ̀hà Rivers]].<ref>[https://books.google.de/books?id=ZfnWCQAAQBAJ&pg=PA762&dq=igbo+stateless+nation&hl=de&sa=X&ved=0ahUKEwjd2ujzxYvLAhWHEXIKHcmTBoMQ6AEIJDAB#v=onepage&q=igbo%20stateless%20nation&f=false James Minahan, "Encyclopedia of the Stateless Nations", Vol. II D-K, pp. 762 (chapter ''Ibos''. Greenwood, Westport, Conneticut - London 2002.]</ref>
 
Enwekara asusu ndi òzó di na-ala Naigiria nke gunyere;
Ahiri 12:
[[File:Ijele masquerade.jpg|thumb|Ijele]]
* ''ile anya [[Anieze Nri]]''
* ''ile anya [[Igbo Ukwu]] na [[Ȯra Anambra|Ọ̀hà Anambra]]''
 
Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala [[Naijiria]], ndi Igbo no na ȮraỌ̀hà Abia, ȮraỌ̀hà Anambara, ȮraỌ̀hà Ebonyi, ȮraỌ̀hà Enugwu na ȮraỌ̀hà Imo. Enwekwara ndi Igbo na ȮraỌ̀hà Delta nakwa ȮraỌ̀hà Rivas.
 
A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi [[Yoruba]] ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Igbo bi na steeti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo.
 
Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivas, ufodu akuku [[Ȯra Edo|Ọ̀hà Edo]], [[Ȯra Akwa Ibom|Ọ̀hà Akwa Ibom]], [[Ȯra Cross River|Ọ̀hà Cross River]], [[Ȯra Bayelsa|Ọ̀hà Bayelsa]] nakwa [[Ȯra Benue|Ọ̀hà Benue]]. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu [[Ȯra Lagos|Ọ̀hà Lagos]], [[Ȯra Kano|Ọ̀hà Kano]], [[Ȯra Kaduna|Ọ̀hà Kaduna]] na steti dum di na Naigeria).
 
Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[Afrịka]], [[Obodo Békè]], [[Amerikạ]] ma o bu [[Asia]], i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ [[ndia]] na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.