Idowu Philips
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Idowu Philips |
Aha ọmụmụ | Idowu Philips |
aha ezinụlọ ya | Philips |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Ọktoba 1942 |
Ebe ọmụmụ | Ijebu Ode |
Dị/nwunye | Hubert Ogunde |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba |
ọrụ ọ na-arụ | omee, nurse |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1965 |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ihe nkiri | Idowu Philips filmography |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Idowu Philips Audio (amụrụ na 16 October 1942), amaara dị ka Iya Rainbow, bụ ọye Nigerian aka ochie nke actress . [1] [2]
Mmalite ndụ na ọrụ
dezieA mụrụ Idowu Philips na 16 Oktoba 1942 na Ijebu Ode, obodo dị na Ogun State, na ndịda ayawụ Nigeria . [3] Ọ gara ụlọ akwụkwọ Africa Methodist na Anglican Modern School maka ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị. [4] Aha eji mara ya na ịhe nkiri ọ na eme bu "Iya Rainbow" sitere na "Osumare" (nke pụtara "egwurugwu" na Bekee Bekee), bu aha otu ndị na-eme ihe nkiri nke Sir Hubert Ogunde, onye nwụrụ n'afọ 1990. [5] Idowu Philips rụrụ ọrụ dịka onye enyemaka ahụike na ụlọ ọgwụ nke Nigeria ọtụtụ afọ ma na-eme ihe nkiri na oge ụfọdụ. Idowu bidoro ịrụ soso ọrụ ịhe nkiri mgbe di ya nwụsịrị - Augustine Ayanfemi Phillips (onye ya na ochie nke ụlọ ọrụ ihe nkiri Nigeria bụ Sir Herbert Ogunde rụkọrọ ọrụ ọnụ. O gosiputala otutu ihe nkiri ya na ịhe nkiki Nigeria nke di ka Apaadi, Eru, na Aje ni iya mi na ndi ozo). [6] Idowu nwere umu ise. [7]
Nkwado
Idowu Philips bụ onye nnọchi anya ama ama maka Airtel, ụlọ ọrụ nkwukọrịta okwu. [8] Idowu Philip bụkwa onye nnọchi anya ụnọ ọrụ ndị na arụ ụlọ bu Yotomi , bu atụmatụ nke ochie ihe nkiri Alade Aromire bidoro. [9]
Ihe nkiri
dezie- 1990 Yemi my Love
- 1997- Back to Africa
- 2000- Lagidigba
- 2002- Jesu Mushin
- 2002- Irepodun
- 2002- Eyin Ogongo
- 2003- N150 Million
- 2003- ffé òtító
- 2003- Fila Daddy
- 2003- Arewa okunrin
- 2003- Omo oku òrun
- 2003- Okun ife
- 2004- Okun ife 2
- 2004- Okan soso
- 2004- Okan soso 2
- 2004- Ògìdán
- 2004- Agụda 2
- 2006- Abeni
- 2006- Odun baku
- 2006- Mewa n sele
- 2006- Èebúdolá tèmi
- 2006- Agbefo
- 2006- Agbefo 2
- 2007- Orita Ipinya
- 2007- Olugbare
- 2007- Olóri
- 2007- Maku
- 2007- Kootu olohun
- 2007- Kilebi olorun
- 2008- Taiwo Taiwo
- 2008- Taiwo Taiwo 2
- 2008- Itakun ola
- 2008- Ìkúnlè kẹsán
- 2008- Ikilo agba
- 2008- Igba ewa
- 2008- Aje metta
- 2008- Aje metta 2
- 2009- Ìpèsè
- 2009- dàdàmu eléwòn
- 2009- Elewon
- 2009- Akoto olokada
- 2009- Akoto olokada 2
- 2018- Oga Bolaji
- 2019- Sugar Rush
Ebe nsi weta
dezie
- ↑ My late husband's friend wanted sex-Iya Rainbow. The Nigerian Tribune. Retrieved on 20 January 2015.
- ↑ "Veteran actress, Iya Rainbow celebrates 75th birthday and 50 years acting career", The Vanguard, November 21, 2017. Retrieved on December 29, 2017.
- ↑ My father was a prophet –Iya Rainbow. Daily Independent, Nigerian Newspaper. Archived from the original on 20 January 2015. Retrieved on 20 January 2015.
- ↑ IDOWU PHILIPS ( IYA RAINBOW ) (en). Modern Ghana. Retrieved on 2021-04-01.
- ↑ Veteran actress IYA RAINBOW unveils what she wants to leave for posterity. Encomium Magazine. Retrieved on 20 January 2015.
- ↑ Suitors ran away when they saw my children –Iya Rainbow. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 20 January 2015. Retrieved on 20 January 2015.
- ↑ Idowu Phillips, Mama Rainbow, Biography, Profile and Life History. NaijaGists (1 October 2012). Retrieved on 11 February 2015.
- ↑ 7 Things To Know About Iya Rainbow (en-US). Nigerian Entertainment Today (2019-11-07). Retrieved on 2021-03-31.
- ↑ Iya Rainbow exclusive: 'My late husband used to slap me' | Encomium Magazine (en-US). Retrieved on 2021-03-31.