Helon Habila

Onye na-ede akwụkwọ na onye na-ede uri Naijiria
Helon Habila
Mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1967 Dezie
Ebe ọmụmụKaltungo Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee uri, Odee akwụkwọ, university teacher Dezie
onye were ọrụGeorge Mason University, Federal Polytechnic, Bauchi, University of East Anglia, Bard College Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of East Anglia, University of Jos Dezie
Ọrụ ama amaWaiting for an Angel, Oil on Water Dezie
Ihe nriteCaine Prize, Windham–Campbell Literature Prizes Dezie

Helon Habila (Novemba 1967 - ) bụ onye Naigeria bụ onye édémédé akwukwọ.[1]

Ihe ndụ nke HabilaMèzi

Ọ mụrụ n'ọnwa Novemba n'afọ 1967 n'obodo Kaltungo, Ȯra Gombe nke dị n'ala Naigiria. Habila gara ụlọ akwụkwọ na Gombe, gakwaa mahadum n'Jos.

N'afọ 2005 ọ n'ihe kpọrọ site na Chinụa Achebe ka Bard College, Nú Yọk.

Habila bi na Njikota Obodo Amerika n'obodo nke Centreville, Fairfax, Végíníyà. Ọ na-arụ ọrụ na mahadum George Mason nso Washington, D.C.

O luru nwanyi; aha nwunye ya bụ Susan.[2]

Ihe ndị o dereMèzi

 
Helon Habila n'ụlọ n'afọ 2009.
  • Waiting for an Angel: A Novel, 2004.
  • New Writing 14, 2006.
  • Measuring Time: A Novel, 2007.
  • Dreams, Miracles, and Jazz: An Anthology of New Africa Fiction, 2007.
  • Oil on Water: A Novel, 2010.[3]
  • The Granta Book of the African Short Story, 2011.

Ihe ndị o mmeriMèzi

  • 2001 Caine Prize, Love Poems
  • 2003 Commonwealth Writers’ Prize, Africa category, Waiting for an Angel
  • 2011 Commonwealth Writers’ Prize, Shortlist, Oil on Water

Lee nke ozoMèzi

Links n'aga n'eziMèzi

  • Website nke Helon Habila, asụsụ békè, looked up on 22 Maachị 2016.

ReferencesMèzi

  1. Website nke Helon Habila, asụsụ békè, looked up on 22 Maachị 2016.
  2. A family trip back to Nigeria, post-Boko Haram: ‘Look at the state of our country, the bitterness and the violence’ , The Guardian, 17 Oktoba 2015, asụsụ békè, looked up on 23 Maachị 2016.
  3. Oil on Water, nke Helon Habila na waggish.org, asụsụ békè, looked up on 22 Maachi 2016.