Open main menu

Wikipedia β

Ndi Afrika nke Amerika

AmericaAfrica.svg

African American, ma ha na kpo ha Black American, bu oke ana mata ndi oji bi n'Njikota Obodo Amerika, m'obu nde nne na nna ha biara na afo gara-aga, amuo ha ebe a, ma o bụ ndi nwẹtẹrẹ akwukwo obịbị na Amerika.

Na oge gara-aga, ndi oji bi n'Amerikạ bu ndi ohu ndi ocha gbatara n'Afrika kpobata ha n'Amerikạ. A kwusiri hena mgbe ndi govumenti (Ochichi) Amerikạ deghariri Iwu-ala ha (Constitution) nke ugboro Iri na-ato Thirteenth Ammendment na Constitution.

Ndi afrika nke amerikạ mádu jùrù ya nke 42,020,743 (2010; census).[1]

Ihe dị ime

Lee nke ozoEdit

Links n'aga n'eziEdit

ReferencesEdit

  1. The Black Population: 2010: Ndi afrika nke amerikạ mádu na Njikota Obodo Amerika, by Sonya Rastogi, Tallese D. Johnson, Elizabeth M. Hoeffel, and Malcolm P. Drewery, Jr., United States Census Bureau, looked up on 17 March 2016.

GalleryEdit