Washington, D.C.
Washington, D.C.
Akụkụ nke | contiguous United States, Mid-Atlantic, Washington–Arlington–Alexandria metropolitan division ![]() |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 16 Julaị 1790 ![]() |
aha gọọmenti | Washington, District of Columbia ![]() |
akara ala | Washington ![]() |
aha mkpirisi | Washington ![]() |
A gụrụ aha | George Washington, Christopher Columbus ![]() |
ederede moto | Justitia Omnibus ![]() |
kọntinent | Olile anyanwu Amerika ![]() |
mba/obodo | Njikota Obodo Amerika ![]() |
isi obodo nke | Njikota Obodo Amerika, District of Columbia ![]() |
isi steeti | no value ![]() |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | District of Columbia ![]() |
dị n'ime ma ọ bụ n'akụkụ mmiri mmiri | Potomac River, Anacostia River, Rock Creek ![]() |
territory overlaps | District of Columbia ![]() |
nhazi ọnọdụ | 38°53′42″N 77°2′12″W ![]() |
nhazi nke geographic center | 38°54′36″N 77°0′53″W ![]() |
nhazi nke ebe ugwu | 38°59′44″N 77°2′28″W ![]() |
ebe kachasi elu | Fort Reno Park ![]() |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Mayor of the District of Columbia ![]() |
Onyeisi gọọmenti | Muriel Bowser ![]() |
dị na mpaghara oge | Eastern Time Zone, UTC−05:00, UTC−04:00, America/New_York ![]() |
onye nwe | Robert F. Kennedy Memorial Stadium, DC Streetcar, Entertainment and Sports Arena ![]() |
coextensive with | District of Columbia ![]() |
ederede ntọala | Article One of the United States Constitution, District of Columbia Home Rule Act ![]() |
ihe omume dị ịrịba ama | curfew, public emergency ![]() |
webụsaịtị | https://dc.gov/ ![]() |
Ebe Data n'esonyeghi nọ | http://opendata.dc.gov/ ![]() |
hashtag | Washington,_D.C. ![]() |
ọkọlọtọ | flag of Washington, D.C. ![]() |
uwe agha | Seal of the District of Columbia ![]() |
akara ngosi | wood thrush, Capitalsaurus ![]() |
Köppen climate classification | humid subtropical climate ![]() |
ndepụta ihe ncheta | National Register of Historic Places listings in Washington, D.C. ![]() |
ọdịdị ala nke isiokwu | geography of Washington, D.C. ![]() |
akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of Washington, D.C. ![]() |
located in statistical territorial entity | Washington metropolitan area ![]() |
school district | District of Columbia Public Schools ![]() |
ụdị metụtara | Category:Washington, D.C.-related lists ![]() |
emeghe data portal | Open Data DC ![]() |
Akụ na ụba nke isiokwu | economy of Washington, D.C. ![]() |
demographics nke isiokwu | demographics of Washington, D.C. ![]() |
URL maapụ gọọmentị | https://octo.dc.gov/service/maps-and-applications ![]() |
Koodu ọkpụkpọ mpaghara | 202 ![]() |
IATA airport code | WAS ![]() |
Stack Exchange mkpado | https://travel.stackexchange.com/tags/washington-dc ![]() |
udi maka maapụ | Category:Maps of Washington, D.C. ![]() |
Atiya maka ele ihe anya | Category:Views of Washington, D.C. ![]() |

Washington, D.C., nke ana-kpo kwa Federal District of Columbia na D.C., bụ ịsị óche Njikota Obodo Amerika.

Ǫmúmú-àlà Mèzi
Washington di na ebe ǫwųwa anyanwų Njikota Obodo Amerika ( ). Mádu jùrù ya nke 672,228 (2015; projection).[1]
Ama ukwu no na akuku Osimiri Potomac (Potomac River) na Osimiri Anacostia (Anacostia River). O no n'etiti Mérílạnd na Végíníyà.
Ákíkó mbu Mèzi
Nú Yọk City na Philadelphia, Pensílvéníyạ bụrụ isi ruru 1800 mgbe government Njikota Obodo Amerika mere ebe Federal District of Columbia, ha hapu Philadelphia mee Washington D.C. isi ya.
Ihu igwe Mèzi
Etiti ekpemeoku ya no na 13.7 °C. Ozuzomiri ya bų ihe dika 971 mm nime otu afǫ.[2]
Lee nke ozo Mèzi
Links n'aga n'ezi Mèzi
- Offical Website of United States Government, looked up on 16 March 2016.
- Offical Website of Washington, D.C. Government, looked up on 16 March 2016.
- Website of the George Washington University, looked up on 16 March 2016.
- Website of the American University, looked up on 16 March 2016.
References Mèzi
- ↑ Madu na Washington D.C., na www.citypopulation.de/USA-Cities, looked up on 16 March 2016.
- ↑ Ihu igwe na Washington, D.C. na www.klimadiagramme.de/Namerika/washington, looked up on 16 March 2016.
Wikimedia Commons has media related to Washington, D.C.. |