Hanane Aït El Haj
Hanane Aït El Haj
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Morocco |
aha enyere | Hanane |
aha ezinụlọ ya | Aït, El-Haj |
ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Novemba 1994 |
Ebe ọmụmụ | Agadir |
Asụsụ obodo | Berber languages |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Berber languages |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | fullback |
onye nsonye òtù egwuregwu | Morocco women's national football team, AS FAR women, Zaragoza Club de Fútbol Femenino, AS FAR women |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Hanane Aït El Haj (Arabic: ; amụrụ na 2 Nọvemba 1994) bụ onye Morocco ọkachamara na agba bọọlụ nke na agba ọsọ dị ka onye na aga n'ihu maka AS FAR na otu ụmụ nwanyị nke Morocco.
Ọrụ mba ụwa
dezieAït El Haj gbara ọsọ maka Morocco na ọkwa dị elu n'oge 2018 Afrika nwanyi iko nke ntozu oke (agba nke mbụ).[1]
Hụkwa
dezie- Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na-agba bọọlụ mba ụwa
Ihe odide
dezie- ↑ Competitions - 11th Edition Women AFCON- GHANA 2018 - Match Details. CAF. Retrieved on 21 August 2020.
Njikọ mpụga
dezie- Hanane Aït El Haj na BDFútbol