Hafsat Idris
Hafsat Idris
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Hafsat |
aha ezinụlọ ya | Idris |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Julaị 1989 |
Ebe ọmụmụ | Sagamu |
Asụsụ obodo | Asụsụ Hausa |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Hausa, Arabic, pidgin Naịjirịa |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee, Asụsụ Hausa, Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2015 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
Hafsat Ahmad Idris ama kwa ya dị ka Hafsat Idris (amụrụ ya na 14 Jụlai afọ 1987), [1] [2] bụ onye Naijiria n'eme ihe nkiri na ụlọ ọrụ Kannywood . O sonyere na ihe nkiri mbu ya Barauniya (2016). [3] O meriri ihe nrite ndi nwanyi nke afọ 2019 [4]
Mmalite ndụ na ọrụ
dezieHafsat bụ nwaafọ Kano Steeti, na mgbago ugwu naijiria . Amuru ya ma zulite na Shagamu, Ogun Steeti . Ọ pụtara na nke izizi na ụlọ ọrụ ihe nkiri nke Kannywood na ihe nkiri akpọrọ Barauniya, o gosipụtara n'akụkụ Ali Nuhu, na Jamila Nagudu ,.
N’afọ 2018, Hafsat hibere ụlọ ọrụ na- emepụta ihe nkiri a maara dịka Ramlat Investment, o mepụtara ọtụtụ ihe nkiri na 2019 gụnyere Kawaye nke ndị nkiri dịka Ali Nuhu, Sani Musa Danja na onwe ya.
Onyinye
dezieAfọ | Onyinye | Atiya | Nsonaazụ |
---|---|---|---|
2017 | Obodo Ndị Ntụrụndụ Obodo | Kacha kwere nkwa omee [5] | họpụtara |
2018 | Obodo Ndị Ntụrụndụ Obodo | Nwanyị kacha mma [6] | merie |
2019 | Obodo Ndị Ntụrụndụ Obodo | Nwanyị kacha mma | merie |
2019 | Obodo Ndị Ntụrụndụ Obodo | Ihu nke Kannywood | merie |
Ihe nkiri
dezieHafsat egosila ọtụtụ ihe nkiri, gụnyere ihe ndị a: [7]
Aha | Afọ |
---|---|
Biki Buduri | ND |
Furuci | ND |
Labarina | ND |
Barauniya | 2015 |
Makaryaci | 2015 |
Abdallah | 2016 |
Ta Faru Ta Kare | 2016 |
Rumana | 2016 |
Da Ban Ganshi Ba | 2016 |
Dan Almajiri | 2016 |
Haske Biyu | 2016 |
Maimunatu | 2016 |
Mace Mai Hannun Maza | 2016 |
Wazir | 2016 |
Gimbiya Sailuba | 2016 |
Matar Mamman | 2016 |
Risala | 2016 |
Igiyar Zato | 2016 |
Wata Ruga | 2017 |
Rariya | 2017 |
Wacece Sarauniya | 2017 |
Zan Rayu Da Ke | 2017 |
Namijin Kishi | 2017 |
Rigar Aro | 2017 |
Yar Fim | 2017 |
Dan Kurma | 2017 |
Kawayen Amarya | 2017 |
Dr Surayya | 2018 |
Algibla | 2018 |
Ana Dara Ga Dare Yayi | 2018 |
Mata Da Miji | 2019 |
Ebe m si nwete
dezie- ↑ Hafsa Idris [HausaFilms.TV - Kannywood, Fina-finai, Hausa Movies, TV and Celebrities]. Retrieved on 22 May 2019.
- ↑ Getting married is my priority – Kannywood actress, Hafsat Idris - Premium Times Nigeria. Retrieved on 22 May 2019.
- ↑ 6 hot Kannywood actresses who are still single. Archived from the original on 15 July 2020. Retrieved on 15 July 2020.
- ↑ Kannywood Winners Emerge @ 2019 City People Movie Awards. Retrieved on 15 July 2020.
- ↑ 2017 City People Movie Awards (Nominees For Kannywood) (11 September 2017). Retrieved on 22 May 2019.
- ↑ Winners Emerge @ 2018 City People Movie Awards (24 September 2018). Retrieved on 15 October 2019.
- ↑ Hafsa Idris Biography | Age | Wikipedia | Pictures (30 August 2018). Retrieved on 22 May 2019.