Hadiza Aliyu
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Hadiza Aliyu |
Aha ọmụmụ | Hadiza Aliyu |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Jụn 1989 |
Ebe ọmụmụ | Libreville |
Asụsụ obodo | Asụsụ Hausa, Asụsụ Fula |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Hausa, Arabic, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
Ebe obibi | Kaduna |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2009 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
webụsaịtị | http://www.hadizaaliyu.com |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Hadiza Aliyu amaara dị ka Hadiza Gabon bụ onye amụrụ na abalị mbụ nke ọnwa Jun[1] ma bụrụ Omee na onye mmepụta ihe nkiri nke Naịjirịa. Ọ na-emeihe nkiri ma na Awusa ma na nke English . Hadiza na-eje ozi dị ka onye nnọchi anya ụlọ ọrụ MTN Naịjirịa na ụlọ ọrụ Indomie noodles, a kpọrọ Hadiza aha nwanyị kachasị mma na 2013 Best of Nollywood Awards, ọ meriela akara ngosi abụọ nke Kannywood / MTN n'afọ 2014. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye guzobere HAG Foundation.
Mmalite ya na ezinụlọ ya
dezieAmụrụ ya na Libreville, Republic of Gabon, [2] Hadiza Aliyu bụ nwa nwanyị Malam Aliyu onye bụ onye okenye steeti. N’akụkụ nna ya, Hadiza bụ onye agbụrụ Gabon, n’akụkụ nne ya, ọ bụ onye agbụrụ Fulani sitere na Steeti Adamawa, Nigeria . [3] Hadiza Aliyu gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na ụlọ akwụkwọ sekọndrị na obodo amụrụ ya [4] ebe ọ dere nyocha A-Level ya na ebumnuche ịbụ onye ọka iwu ma mesịa họrọ Iwu dị ka usoro mmụta kachasị amasị ya. Ọ malitere afọ mahadum dị ka nwa akwụkwọ, mana ọ kwụsịrị ịga akwụkwọ n'ihi nsogbu ụfọdụ na-esochi ọmụmụ ya. Emechiri agụmakwụkwọ ya mgbe ahụ ma nke ahụ nyere ya ohere ịga mmemme diplọma n'asụsụ French ma mesịa bụrụ onye nkuzi asụsụ French na ụlọ akwụkwọ nzuzo.
Hadiza Aliyu sonyeere Kannywood n’oge na-adịghị anya ọ si Gabon bata Adamawa State, Nigeria . O si Adamawa ba na Kaduna kwalite inwe mmasi sonye na ulo oru ihe nkiri nke kannywood na nwanne nna ya. O nwere ohere izute Ali Nuhu wee chọọ enyemaka ya iji bido ya dịka onye na-eme ihe nkiri. [5] Hadiza bidoro pụta na 2009, ebe a tụbara ya na Artabu, ọ banyere n'ụlọ ọrụ ihe nkiri nke kannywood dịka otu n'ime ụmụnwaanyị ndị na-eduga site na enyemaka na ntuziaka nke Ali Nuhu na Aminu Shariff . [6]
Hadiza kpebiri isonyere Nollywood na 2017, na-agbaso nzọụkwụ Ali Nuhu, Sani Musa Danja, Yakubu Muhammed, Maryam Booth na Rahama Sadau . [7] E gosipụtara ya na ihe nkiri Nollywood mbụ ya tinyere Mike Ezuruonye, Mike Angel na Emmanuella n’ime ihe nkiri akpọrọ Lagos Real Fake Life . [8] [9]
Ihe nkiri ọ no
dezieNdepụta ihe nkiri nke Hadiza Aliyu [10]
Year | Title | Role | Genre |
---|---|---|---|
Daina Kuka | Actress | Drama | |
Farar Saka | Actress | Drama | |
Fataken Dare | Actress | Drama | |
Kolo | Actress | Drama | |
Mukaddari | Actress | Drama | |
Sakayya | Actress | Drama | |
Umarnin Uwa | Actress | Drama | |
Ziyadat | Actress | Drama | |
2009 | Artabu | Actress | Drama |
2010 | Wasila | Actress | Drama |
2010 | Umarnin Uwa | Actress | Drama |
2012 | Aisha Humaira | Actress | Drama |
2012 | 'Yar Maye | Actress | Drama |
2012 | Badi Ba Rai | Actress | Drama |
2012 | Akirizzaman | Actress | Drama |
2012 | Dare Daya | Actress | Drama |
2012 | Wata Tafi Wata | Actress | Drama |
2013 | Da Kai Zan Gana | Actress | Drama |
2013 | Haske | Actress | Drama |
2013 | Ban Sani Ba | Actress | Drama |
2014 | Mai Dalilin Aure | Actress | Drama |
2014 | Daga Ni Sai Ke | Actress | Drama |
2014 | Ali Yaga Ali | Actress | Drama |
2014 | Basaja | Actress | Drama |
2014 | Uba Da 'Da | Actress | Drama |
2014 | Indon Kauye | Actress | Comedy/Drama |
2014 | Ba'asi | Actress | Drama |
2014 | Jarumta | Actress | Drama |
2017 | Gida da waje | Actress | Drama |
2017 | Ciki Da Raino | Actress | Comedy/Drama |
2019 | Hawwa Kulu | Actress | Drama |
2019 | Wakili | Actress | Drama |
2019 | Dan Birnin | Actress | Drama |
2019 | Gidan Badamasi | Actress | Comedy/Drama |
Ùgwù na Ihe nrite
dezieHadiza Aliyu natara ọtụtụ onyinye na nkwanye ugwu gụnyere 2013 Best of Nollywood Awards na 2nd Kannywood / MTN Awards na 2014. N’ịkwanyere ya ugwu dị egwu dịka onye na-eme ihe nkiri, Hadiza nwetara ihe nrite nkwanye ùgwù na 2013 site n’aka onye bụbu Gọvanọ Kano Steeti, Dr Rabiu Musa Kwankwaso.Enyekwara ya ihe nrite site na African Hollywood Awards dị ka Nwanyị Kachasị Mma [11]
Ndepụta nturu ugo nke Hadiza Aliyu nwetara [12]
Year | Award | Category | Film | Result |
---|---|---|---|---|
2013 | Kwankwasiyya Award | Recognition Award | Kwankwasiyya Award | Merie |
2013 | 2013 Best of Nollywood Awards | Best Actress (Hausa) | Babban Zaure | Merie |
2014 | City People Entertainment Awards | Best Actress (Hausa) | Babban Zaure | Ahọpụtara |
2014 | 2nd Kannywood/MTN Awards | Best Actress of the Year(Jury Choice) | Daga Ni Sai Ke | Merie |
2015 | Kannywood AWA 24 Film & Merit Award | Best Supporting Actress | Ali Yaga Ali | Merie |
2016 | African Hollywood Awards | Best Actress | African Films in Hausa Language | Merie |
2017 | Arewa Night Award | Recognition Award | Merie | |
2017 | 2017 Best of Kannywood Award | Best Actress (Hausa) | Ahọpụtara |
Nkwanye ùgwù
dezieNdepụta nkwanye ugwu nke Hadiza Aliyu natara
Afọ | Ugwu | usoro | mpaghara |
---|---|---|---|
2016 | Kano State Senior Secondary Schools Management Board | Certificate of Appreciation[13] | Educational Support |
2016 | Statup Kano | Certificate of Appreciation[14] | Empowerment Support |
2016 | Billycare Charity Fundation | Recognition Award | Philanthropy |
2019 | Hausa Students Association of Nigeria (BUK) | Recognition Award | Educational Support |
Onye nnọchiteanya
dezieN’ọnwa Disemba nke afọ 2018, ụlọ nrụpụta NASCON Allied Plc kpolitere Hadiza Aliyu, onye enyemaka nke otu Dangote Group dịka onye nnọchi anya Dangote Classic Seasoning n’oge ọrụ mmalite nke ngwaahịa a na Kano [15] [16] [17]
Ọrụ ebere
dezieNa 2016, Hadiza guzobere otu ọrụ ebere nke akpọrọ HAG Foundation [18] Nke Ebumnuche ya bụ iji meziwanye ndụ ndị mmadụ site n'inye enyemaka na ngalaba agụmakwụkwọ na ahụike yana nchekwa nri. Ọ bụ otu n'ime ndị na-eme ihe nkiri mbụ n'akụkọ gbasara Kannywood nyere ụdị enyemaka ahụ.
N’ọnwa Machị 2016, ọ gara n’ogige ndị gbara ọsọ ndụ n’obodo Kano Steeti ebe o nyere onyinye nri, akwa na ihe ndị ọzọ a na-ahụ anya nke ndị bi n’ogige ahụ bụ ndị gbasara site na ogbugbu ndị mmadụ na mgbago ugwu Naịjirịa. [19]
Nrụtụaka
dezie- ↑ Hadiza Aliyu.
- ↑ All Africa. Nigeria: I Had to Learn Hausa to Feature in Kannywood - Hadiza Gabon. Amina Alhassan and Mulikat Mukaila. Retrieved on 28 December 2013.
- ↑ I want to settle down – Gabon - Blueprint. Archived from the original on 2015-04-02. Retrieved on 2015-03-10.
- ↑ Gabon Official. Archived from the original on 2015-03-24. Retrieved on 2020-11-30.
- ↑ Gold for Kannywood’s shinning star, Hadiza Gabon, from Queensland (12 November 2016). Archived from the original on 24 October 2019. Retrieved on 24 October 2019.
- ↑ Hadiza Gabon - HausaFilms.tv.
- ↑ Kannywood: Hadiza Gabon features in first Nollywood movie - Premium Times Nigeria (21 September 2017). Retrieved on 24 October 2019.
- ↑ Famous Kannywood Actress Hadiza Aliyu Gabon, Debuts In Nollywood Movie (21 September 2017). Retrieved on 24 October 2019.
- ↑ The trailer for Mike Ezuruonye's new movie ‘Lagos Real Fake Life’ isn't quite there yet » YNaija (10 October 2018). Retrieved on 24 October 2019.
- ↑ Gabon Official. Archived from the original on 2015-03-24. Retrieved on 2020-11-30.
- ↑ Hadiza Gabon, Usman Uzee honoured at African Hollywood Awards – Best Nigeria News. Archived from the original on 23 July 2018. Retrieved on 6 November 2016.
- ↑ Gabon Official. Archived from the original on 2015-03-24. Retrieved on 2020-11-30.
- ↑ Hadiza Aliyu Gabon on Instagram: Alhamdulillah ✌🏼️👌👌🏻. Instagram. Hadiza Aliyu Gabon. Retrieved on 10 December 2016.
- ↑ Was honored to be part of Startup Kano Women Conference.. Women empowerment gives me so much joy. Alhamdulillah.. Twitter. Hadiza Aliyu. Retrieved on 16 December 2016.
- ↑ "NASCON introduces Dangote classic seasoning into Kano market".
- ↑ NASCON launches New Dangote Classic Seasoning Cubes (en).
- ↑ Brand Ambassador Market Tour. Archived from the original on 2020-08-10. Retrieved on 2020-11-30.
- ↑ HAG Foundation - Committed to Serving Humanity. Archived from the original on 2017-02-02. Retrieved on 2020-11-30.
- ↑ Hadiza Gabon enlivens IDP camp.