Kano
obodo na Naijiria
Kano
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
isi obodo nke | Steeti Kano |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Steeti Kano |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 12°0′0″N 8°31′0″E |
postal code | 700001 |
Kano bu isi oche Nkeji Ochíchííwu Kano, bu kwa ama ukwu ato nke hiri nne na ala Naigeria.
Ihu igwe
dezieIhu igwe Kano bụ Udummiri na Ọkọchị. Oge Ọkọchị na -adị ọkụ nke ukwuu.Oge Okpomọkụ nke Obodo a adịghị adatu karịa 50*F maọbụ rigokwa karịa 102*F site na mbido afọ rue ngwụsị afọ.
Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke abụọ nke afọ.
Mgbanwe ihu igwe na enye kwa nsogbu na Steeti a.
Na afọ 70 and 80 mmiri ozizo ezoghi nke ọma na Obodo a,ma bido na afọ 2015 rue taa mmiri ozizo ebidola izo nke ọma. Nke a nyere aka nke ukwuu maka ịkọputa nri.
Lee nke ozo
dezie