Ụtara

Utara ejiri mara ndi Igbo ji eri ofe di iche iche
(Dupụ̀rụ̀ sì Fufu)
fufu
dish, swallow, nrị, West African cuisine
Akụkụ nkeNri Afrika Dezie
mba/obodoGhana, Naijiria, Liberia, Togo, Benin Dezie
mba osiGhana Dezie
ndị ji ya eme iheiri nri Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Intangible Cultural Heritage Dezie

Ụtara ma ọ bụ fufu (foofoo, fufuo, foufou) bụ otu n'ime nri a n'eri n'ala igbo.Nri bụ nke a na enweta site na akpụ.

ọsụsụ ụtara na Ghana.

Usoro mmepụta dezie

A  na abanye akpụ a mmiri ruo mgbe o mere ụbọchị  anọ ma ọ ruo oge oruru. mgbe nke a gasiri ayọọ ya ma see ya iji mee ka ọ bụrụ nri.E nwere ike iji ofe ọ bụla rie ya bụ nri.

Abọ foto dezie

Lee nke ozo dezie