Dayo Amusa
Nigerian singer and actress
Dayo Amusa
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Dayo Amusa ![]() |
Aha ọmụmụ | Dayo Amusa ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1984 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Lagos ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, omee, filmmaker, onye nhazi ndu ihe nkiri ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Moshood Abiola Polytechnic, Mayflower School ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2002 ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ngwa egwu | olu egwụ ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Dayo Amusa Audio
Mmalite ndụ na ọrụ
dezieA mụrụ Dayo na Lagos . Ọ bụ nwa mbụ na ezinụlọ ise. Nne ya si Ogun state ebe nna ya si Lagos. Ọ gara ụlọ akwụkwọ Mayflower School, Ikene. Dayo gụrụ Food Science Technology na Moshood Abiola Polytechnic tupu ya amalite ọrụ ya na 2002. Agbanyeghị na ọ na-eme ihe nkiri kachasị n'asụsụ Yoruba nke Nollywood, o mekwara ihe nkiri bekee. [1] [2] [3] [4] Dayo bu onye nwe ulo akwukwo PayDab School nke di ebe nabo Ibadan na Lagos. [5] [6]
Onyiye
dezie- Nollywood Female Face Of The Year 2017 Pink Awards
- Best Actress Indenoius Nollywood Movies Awards 2014
- Best Kiss In A Movie BON Awards 2013
- Best Crossover Act YMAA 2014
- Outstanding Performance 2010 The Ambassador Club
- Outstanding Achievers Awards 2011
- Diamond Special Recorgnition Award 2014
- Merit Award 2013 J15 School Of Art
- Achievers Award Of Honor J-KRUE 2013
- Award Of Excellence 2016 AFamily
Otu Ahịrị egwu
dezie- Aye Mii
- Ayemi Remix ft Oritsefemi
- Alejo
- Fuo Uche M
- Hụnanya Mama
- Omodaddy
Ntughari
dezie
Njikọ dị na mpụga
dezie- Dayo Amusa's Official website. Archived from the original on 2015-11-12. Retrieved on 2015-08-10.
- ↑ My relationship with Mike Ezuruonye — Nollywood actress Dayo Amusa. The Nation.
- ↑ Aiye Jobele. "I Missed Fatherly Care —Dayo Amusa".
- ↑ Nollywood Actress Dayo Amusa Drops New Single.
- ↑ Ayo Onikoyi. "I am not dating KWAM 1 — Dayo Amusa cries out". Retrieved on 2015-08-10.
- ↑ Dayo Amusa opens nursery school in Ibadan, Oyo State. Niger Gists. Retrieved on August 10, 2015.
- ↑ Gbenga Bada (May 27, 2015). Actress hosts 5000 kids and rewards lucky winner with N100K. The Pulse. Archived from the original on March 4, 2016. Retrieved on April 24, 2021.