Darlington Nwokocha
Onye ndọrọ ndọrọ ochichi Naijịria
Darlington Nwokocha (amụrụ n'abalị iri na isii n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1967) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria, onye jere ozi dị ka onye otu ndị omeiwu nke Naijiria na-anọchite anya mpaghara ndị omeiwu Abia Central kemgbe afọ 2023. Senate Darlington Nwokocha nke Naijiria[1] Tupu a họpụta ya na Senate, ọ bụ onye otu House of Representatives, na-anọchite anya Isiala-Ngwa North / Isiala-ngwa South site na 2015 ruo 2019. Ụlọ ndị nnọchiteanya Isiala-Ngwa North Isiala-ngwa South Nwokocha bụ onye otu Abia State House of Assembly site na 2007 ruo 2015. Ụlọ Nzukọ nke Abia Steeti[2]
Darlington Nwokocha | |
---|---|
Member of the House of Representatives of Nigeria from Abia | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Succeeded by | Ginger Onwusibe |
Personal details | |
Born | 16 Ọgọstụ 1967 |
Political party | Labour Party (2023—present) |
Darlington Nwokocha
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha ezinụlọ ya | Nwokocha |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1967 |
Ebe ọmụmụ | Ȯha Abia |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ndi omeiwu nigeria |
ebe agụmakwụkwọ | University of Port Harcourt |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
agbụrụ | Ndị Igbo |
Ihe odide
dezie- ↑ Silas (27 February 2023). Election result: INEC declares LP's Nwokocha winner of Abia Central Senatorial seat. Daily Post. Retrieved on 2 April 2023.
- ↑ Hon. Darlington Nwokocha | Isiala Ngwa North/South Federal Constituency. National Assembly. Retrieved on 2 April 2023.