DJ Lambo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Olawunmi Okerayi |
aha pseudonym | DJ Lamborghini, DJ Lambo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Ọktoba 1988 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Ogun |
Ńnà | Tony Lewis (born as Anthony James Lewis) |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | disc jockey, àgwà redio, hype man |
ebe agụmakwụkwọ | University of Abuja |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2013 |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị | Afrobeats, egwu hip hop, techno |
akara ndekọ | Chocolate City |
Ihe nrite | City People Entertainment Awards |
ahọpụtara maka | City People Entertainment Awards |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Olawunmi Okerayi, ónyé eji aha nkwago bụ DJ Lambo mara, [1] bụ nwaafọ Naịjịrịa nwere nka n'ịkpọ egwu diski . Egwu ya bu "Drank" bụ nke Reinhard mepụtara ,nke emere ezi nnyocha gbakwunyere ọkpụkpọ egwu ogologo oge . A bịanyere aha ya na otu egwu Loopy na 2013 tupu ya na Chocolate City emekọ bụrụ otu na 2015. O meriri DJ nwanyị nke Afọ na 2016 City People Entertainment Awards . Nigerian Entertainment Today (NET) depụtara ya dị ka otu n'ime DJ Naịjirịa ise bụ ísí ahụrụ kwawa okpu ndị a ga atụ anya ha na 2015. [2]
Na 2017, DJ Lambo so na DJ ole na ole ahọpụtara ịkpọ egwu na Big Brother Nigeria ’agba nke abụọ na emume Satọdee nke ihe ngosi Big Brother Naija . [3] [4]
Mmalite ndụ na ọrụ egwu
dezieMmalite Ndụ
dezieDJ Lambo toro n'etiti ụmụnne nwoke ano na Nigeria . [5] Nna ya, DJ Tony Lewis [6] metụtara ọrụ ya dị ka diski jockey . [7] Ọ malitere ọrụ aka ya na 2008–2009 dịka onye ama ama na Redio bụ Redio personality ((OAP) na ụlọ ọrụ mgbasa ozi redio bụ Raypower 100.5 FM, Rhythm FM 94.7 Abuja, na Love 104.5 FM Abuja. [8]
Nkà
dezieDJ Lambo na-akọwa ụda egwu ya dị ka njikọta nke egwu ụlọ,techno, afropop na hip hop . abụ ya bụ "Drank" bụ nke Reinhard mepụtara ma mee ya ezi nnyocha tinyere ohere ọkpụkpọ ogologo oge. Edebanyere aha ya na otu egwu Loopy na 2013 tupu ya na Chocolate City emekọnụ bụrụ otu na 2015.
N'ọnwa Maachị, 2017, ụlọ ọrụ Smirnoff hiwere ọgbakọ ime nhatanha nhọrọ egwu na nnọchite nke International Women's Day ,iji too umu nwanyị n'akpò egwu na gburugburu ụwa. [9] DJ Lambo bụ onye nke iri na asatọ n'ọnụ ọgụgụ ahọpụtara ,nke gbasara ụmụ nwanyị bụ ísí ahụrụ kwawa okpu na nhọrọ" Smirnoff Top Women Electronic Artists playlist" nke eji egwu"Motion" ya. [10]
N'abalị̀ iri abụọ n'ọnwa Maachị, 2017, Smirnoff Nigeria mekwara emume nke Ụbọchị ncheta Ụmụ nwa na mba ụwa na ụlọ ezumike Crest dị na Jos ,nke ndị ahọpụtara ka ndị isi mmeri atọ ikpeazụ sokwa nọrọ na asọmpi nke Smirnoff X1 gbasara ụmụ nwaanyị n'akpọpụta egwu, ndị gụnyere DJ Lambo na DJ Spinall na mmemme ahụ. [11]
Onye isi Choc Boi Nation
dezieN'abalị̀ iri na otu n'ọnwa Jun, 2017, e mere ya onye isi na onye isi oche nke Choc Boi Nation (CBN), akara ndekọ pụrụ iche nke Chocolate City Music . Site na ọkwa a ọ ghọrọ otu n'ime nwanyị gbara mgbọrọgwụ na-ahụ maka ndekọ egwu na ụlọ ọrụ egwu na Nigeria . Nzuko ndị ọrụ nta akuko a, nke emere na Lagoosụ, nke MI Abaga, Dice Ailed,joker na Loose kaynon, ndị otu ya na ndekọ labeelụ bịara. [12]
Mmụta
dezieDJ Lambo nwere akara nzere na English and Literature na University of Abuja . [13]
Ọrụ ndị ama ama
dezieỌ gosipụtala n'ọtụtụ ihe omume na ihe ngosi na-ewu ewu kemgbe ogbakotere n'ọkwa, gụnyere:
Mmemme | Afọ |
---|---|
" Nnukwu Nwanna Naija " | 2017 |
"Smirnoff House Party (SMIRNOFF X1 FEMALE DJ)" | |
" Nnukwu Nwanna Naija " | 2018 |
" Nnukwu Nwanna Naija " | 2019 |
Egwu
dezieNke sịngụl
Afọ | Aha | Album |
---|---|---|
2015 | "Mmegharị ahụ"
(feat. Seyi Shay, Cynthia Morgan & Eva Alordiah ) |
"Nwa nwanyi ike" |
2017 | "Bebe" [14] ( feat. Victoria Onyinye & Skalez | Abụghị Album
Na-alụbeghị di ma ọ bụ nwunye |
2018 | "Kunta Kunte"
(feat. Obere Dọkịta & Mazi Real ) | |
2020 | "Bella"
(feat. Iyanya & Lady Donli) |
Akụkọ banyere obodo abụọ |
Dị ka omenka
dezieAfọ | Aha | Asambodo | Album |
---|---|---|---|
2014 | "Millionaira Champagne"
( MI feat. Ice Ice, Sarkodie & DJ Lambo) |
30,000 na ahịa ire ere | Onye isi oche |
Sịngụl ekpokọtara
dezieAfọ | Aha | Album |
---|---|---|
2015 | "Ezigbo"
(DJ Lambo, Milli & Dais Ailes ) |
" TICBN " & "Na Na Na (Na Na Na Na Na Na Na Na Na)" |
Albọm ekpokọtara ọnụ
dezieAfọ | Aha | Bọchị wepụtara |
---|---|---|
2015 | Mba na-emebi emebi Choc Boi | 30 Eprel 2015 |
Albọm agwakọtara
dezieAfọ | Aha | Bọchị wepụtara |
---|---|---|
2015 | Oge A-agba Egwu | 17 Julaị 2015 |
2016 | Nwanyi Ike | 19 Mee 2016 |
Ihe nrite na nhọpụta
dezieAfọ | Mmemme | Nrite | Onye nnata | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2016 | Obodo Ndị Ntụrụndụ Obodo | DJ nke Afọ (Nwanyi) [15] | Onwe ya |style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | |
Onyinye Ntụrụndụ Naịjirịa | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara |
Nrụtụaka
dezie- ↑ DJ Lambo. Archived from the original on 2017-01-03. Retrieved on 2020-11-30.
- ↑ Top 5 Nigerian DJs to watch out for.
- ↑ #BBNaija: The all-white party was lit even without ThinTallTony (26 March 2017).
- ↑ #BBNaija Day 62: The White Party With DJ Lambo | 360Nobs.com. Archived from the original on 2017-03-27. Retrieved on 2020-11-30.
- ↑ DJ Lambo Speaks on #BeingFemaleInNigeria (18 July 2015). Archived from the original on 24 June 2017. Retrieved on 30 November 2020.
- ↑ I Get A Lot Of Advances From Men - Says Popular Female DJ.
- ↑ I Get A Lot Of Advances From Men - Says Popular Female DJ.
- ↑ DJ Lambo: Meet the Nigerian female DJ taking over the world (4 October 2016).
- ↑ Smirnoff launches 'Equalizing Music' initiative.
- ↑ Smirnoff & The Black Madonna Aim to Double Female Festival Headliners With Equalizing Music Initiative: Exclusive.
- ↑ So Much Fun at the Smirnoff House Party with DJ Moonlait, DJ Spinall, DJ Garber & DJ Frizzie Lighting Up the House All Night.
- ↑ Choc Boi Nation unveils DJ Lambo as President.
- ↑ Here's Why DJ Lambo Is The Best Female DJ In Nigeria, Regardless Of The NEAs.
- ↑ New Music: DJ Lambo feat. Skales & Victoria Kimani - Bebe - BellaNaija (en-US).
- ↑ Full List Of Winners at 2016 City People Entertainment Awards (26 July 2016).