Chukwuemeka
ahà nnà
Chukwuemeka
akara ala | Chukwuemeka |
---|---|
usoro ederede | Latin script |
Chukwuemeka bụ okwu Igbo nke pụtara "Chineke emeela ọtụtụ ihe".[1] Ọ bụ ma ezinụlọ ma aha e nyere madu. Enwere ike ime ka ọ dị mkpirikpi ka ọ bụrụ Emeka ma nwee ike izo aka na ndia:
- Caleb Chukwuemeka, onye bọọlụ bọọlụ England
- Carney Chukwuemeka, onye bọọlụ bọọlụ England
- Vivian Chukwuemeka, onye Naijiria na-agba égbè
- Chukwuemeka Chikelu, onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
- Chukwuemeka Ezeife (amụrụ na 1939), gọvanọ nke Anambra Steeti na Naịjirịa site na 1992 ruo 1993
- Chukwuemeka Ezeugo Onye nkwusa Naijiria
- Chukwuemeka Fred Agbata (amụrụ n'afọ 1979), onye nta akụkọ Naijiria, onye ọchụnta ego, na onye na-ekwu okwu n'ihu ọha
- Chukwuemeka Ike (1931), a mụrụ Vincent Chukwuemeka ike, onye edemede Naijiria
- Chukwuemeka Nwajiuba (amụrụ n'afọ 1967), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye ọka iwu Naijiria
- Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu (amụrụ n'afọ 1933), onye ndú nkewa, steeti Biafra, Agha Obodo Naịjirịa
- Mahadum Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu, ụlọ akwụkwọ agụmakwụkwọ aha ya bụ n'elu
- Chukwuemeka Ujam, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
Emeka
dezieEdensibia
dezie- ↑ Chukwuemeka. Behind the Name.