Christy Ucheibe
Christy Ucheibe
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Christy |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Disemba 2000 |
Ebe ọmụmụ | Kano |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Christy Onyenaturuchi Ucheibe (amụrụ na 25 Disemba 2000) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agba ọsọ n'etiti maka otu Portuguese Benfica .[1]
Ọrụ klọb
dezieUcheibe gbara bọọlụ maka Nasarawa Amazons n'afọ 2018.[2]
Na 14 Febụwarị 2020, Ucheibe bịanyere aka na klọb Portuguese Benfica na nkwekọrịta afọ atọ na ọkara.[1]
Ọrụ mba ụwa
dezieA họpụtara Ucheibe maka 2014 FIFA U-17 Women's World Cup na 2018 FIFA U-20 Women'sWorld Cup.[3] Na asọmpi ikpeazụ ọ gbara egwuregwu atọ site na mbido.[4]
Nsọpụrụ
dezieBenfica
- Asọmpi Mba nke Ụmụ nwanyị: 2020
- Iko nke Liga: 2019 na 20, 2020 na 21
Ihe odide
dezie- ↑ 1.0 1.1 Christy Ucheibe contratada! (pt). www.slbenfica.pt. Retrieved on 2020-02-15.
- ↑ Rasheedat Ajibade tops Nigeria squad for U20 Women's World Cup. Goal.com (26 July 2018). Retrieved on 25 December 2018.
- ↑ U-20 WWC: Falconets to depart Austria for France Thursday. Today NG (1 August 2018). Retrieved on 25 December 2018.
- ↑ FIFA U-20 Women's World Cup France 2018 - Nigeria. FIFA.com (1 August 2018). Archived from the original on December 24, 2018. Retrieved on 25 December 2018.
Njikọ mpụga
dezie- Christy Ucheibe at Soccerway