Chijioke Nwakodo
Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
Chijioke Nwakodo
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Chijioke |
aha ezinụlọ ya | Chijioke |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Maachị 1961 |
Ebe ọmụmụ | Ȯha Abia |
Ụbọchị ọnwụ ya | Ọgọọst 2017 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
Chijioke Nwakodo | |
---|---|
3rd Abia State Chief of Staff | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Governor | Okezie Ikpeazu |
Succeeded by | A. C. B. Agbazuere |
Personal details | |
Born | Abia State, Nigeria |
28 Maachị 1961
Died | 11 Ọgọstụ 2017 London, United Kingdom | (aged 56)
Political party | PDP |
Chijioke Nwakodo bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye ọchụnta ego Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi ndị ọrụ steeti Abia nke atọ site n'ụbọchị nke atọ n'ọnwa Juunu n'afọ 2015 ruo mgbe ọ nwụrụ n'ọnwa Ọgọst n'afọ 2017.[1][2]
Tupu a họpụta ya, ọ rụkwara ọrụ dị ka onyeisi ndụmọdụ gbasara akụ na ụba na steeti Abia n'oge ọchịchị Theodore Orji.[3]
Hụkwa
dezie- Gọọmentị Abia Steeti
Ebemside
dezie- ↑ Ukandu. "Ikpeazu appoints SSG, 14 other aides", The Punch, 3 June 2015. Retrieved on 3 October 2015.
- ↑ Ayo-Aderele. "Abia governor's Chief of Staff, Chijioke Nwakodo, dies in London – Family", The Punch, 11 August 2017.
- ↑ Kanu. "Abia laying better future for youths via empowerment projects – Nwakodo", The Daily Independent, 23 April 2013. Retrieved on 3 October 2015.