Chibundu Onuzo

Onye edemede Naijiria
Chibundu Onuzo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1991 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity College London, King's College London Dezie
Ọrụ ama amaSankofa, Welcome to Lagos Dezie
Ihe nriteFellow of the Royal Society of Literature, Betty Trask Award Dezie

Imachibundu Oluwadara Onuzo FRSL (amuru ya na afọ 1991). Ọ bu onye ọdee akwụkwọ na Naịjirịa. Akwụkwọ mbụ ya bụ Nwa nwanyị Spider King, meriri onyinye Betty Trask, [1] ka edepụtara aha maka Dylan Thomas Prize [2] na ihe onyo Commonwealth Book Prize, [3] ma bụrụkwa ndị tegoro aka e wepụtara aha ha maka Desmond Elliott Prize [4] na Etisalat Nrite maka ọdee akwụkwọ. . [5]

Biography dezie

A mụrụ Chibundu Onuzo na Naịjirịa na afọ otu puku 1, nke ọdụdụ n'ime ụmụaka anọ nne na nna bụ ndị dọkịta, tolitere na Lagos.[6][7] Ọ gakwara England mgbe ọ dị afọ ịrị na ano, ka ọ gaa gụọ akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ ụmụ nwanyị niile na Winchester, Hampshire, maka GCSEs,[8] na mgbe ọ dị afọ ịrị na asaa ka ọ malitere ide akwụkwọ mbụ ya, nke Faber bịanyere aka na akwụkwọ na ya na afọ abụọ mgbe e mesịrị Faber bipụtara ya bụ akwụkwọ mgbe ọ dị afọ ịrị abụọ na ọtụ.[9][10] Ọ bụ ya bụ nwata nwanyị pekarichara mpe na ọrụ ọdee akwụkwọ nke na-ede akwụkwọ nke ndị na ebipụta akwụkwọ weghaara.[11] Na ntule akwụkwọ ya nke abụọ, Nnọọ na Lagos (afọ puku abụọ na iri na isii), Helon Habila dere na The Guardian : "Ngosipụta nke Onuzo banyere agwa mmadụ na-abụkarị nchekwube, echiche ya banyere ndọrọ ndọrọ ọchịchị na ọha na eze na-enwe obi ebere; obodo Lagos, ikekwe agwa kacha mma na-adọrọ mmasị. " [12]

Onuzo nwetara akara ugo mmụta bachelor nke mbụ na akụkọ ihe mere eme na King's College London (afọ puku abụọ na iri na abụọ), [13] [5] ma gaa n'ihu inweta ugo mmụta masters na iwu ọha na eze na Mahadum College London . [14] N'ihe dị ka afọ puku abụọ na iri na asaa, ọ gụrụ akwụkwọ PhD na King's College London. [15]

Ọ bụ onye ntinye aka na akwụkwọ anthology New Daughters of 2019, nke Margaret Busby deziri. [16]

Ihe ọmụma akwụkwọ dezie

  • Nwa nwanyị Spider King ( Faber na Faber, afọ puku abụọ na ịrị na abụọ)
  • Nabata Lagos (Faber na Faber, afọ puku abụọ na iri na isii)

Ọnụ na ude dezie

Nwa nwanyi Spider King meriri onyinye Betty Trask (afọ puku abụọ na iri na atọ), [17] ma na afo puku abụọ na iri na abụọ ka edeputara aha ndi Dylan Thomas Prize [18] na akwukwo ndi Commonwealth . [19] Nke ozo bu na achọrọ akwụkwọ ọhụrụ maka Desmond Elliott Prize [20] na onyinye Etisalat maka akwụkwọ na afọ puku abụọ na atọ. [21]

Na Eprel afọ puku abụọ na iri na ato ka ahoputara Onuzo maka akwụkwọ ndi Hay Festival nke Afrịka iri atọ na itenanị nke ndi ode akwukwo iri ato na ato nke di Sub-Saharan ndi erubeghị afo iri ano nwere ikike ha bu iji akowaputa odi n’iru n’ederede ala Africa. [22]

Na ọnwa Juun afọ puku abụọ na asatọ ka a họpụtara Onuzo ka ọ bụrụ onye otu ndị Royal Society of Literature na atụmatụ ya na “40 Under 40”. [23]

Na afọ puku abụọ na iri abụọ American Black Film Festival, HBO Short Film Asọmpi nke meriri bụ Dolapo Is Fine, nke Onuzo dekọtara ya na ya bụ nke sitere na obere akụkọ ya bụ "Sunita". [24] [25] Ihe nkiri ahụ, nke Joan Iyiola bu na-agụsikwa ike maka ndị bafta Britain dị mkpụmkpụ.[26]

Ntụaka dezie

  1. Words, Africa in (2019-07-10). Event: Chibundu Onuzo’s 1991 (13 September) (en).
  2. WalesOnline (2012-10-18). Dylan Thomas Prize: 'Thunderingly good' shortlist revealed.
  3. Focus: The splendour of female narratives (en-US) (2016-08-27).
  4. DON'T DULL!! If You've Not Read Books From These Amazing Nigerian Writers, Then You're Dulling Yourself (en-US) (2019-03-31).
  5. 5.0 5.1 Barbara Kasumu (12 June 2013). Author Chibundu Onuzo: 'Don't let anyone tell you that you're too young to contribute'.
  6. Chibundu Onuzo | Authors | Faber & Faber. Retrieved on 8 March 2017.
  7. Chibundu Onuzo: The Spider King’s Daughter (30 October 2012). Archived from the original on 12 March 2017. Retrieved on 8 March 2017.
  8. Chibundu Onuzo, "When I Was Fourteen", Bella Naija, 17 October 2016.
  9. Chibundu Onuzo, "Young, Gifted and Valid", Huff Post UK, 1 May 2015.
  10. "Chibundu Onuzo", Edinburgh International Book Festival, August 2017.
  11. Emma Greensmith, "Books: The Spider King's Daughter", Varsity, 24 February 2012.
  12. Helon Habila, "Welcome to Lagos by Chibundu Onuzo review – high hopes, big city", The Guardian, 18 January 2017.
  13. Chibundu Onuzo on The Spider King's Daughter - King's Alumni Community (13 November 2013). Retrieved on 8 March 2017.
  14. Chibundu Onuzo: The Spider King’s Daughter (30 October 2012). Archived from the original on 12 March 2017. Retrieved on 8 March 2017.
  15. "Chibundu Onuzo: 'I love Lagos, but it is not a place you can romanticise'", 1 January 2017. Retrieved on 8 March 2017.
  16. "“New Daughters of Africa” by Margaret Busby – A review by John Stevenson", Black History 365, 8 November 2019.
  17. Katie Allen, "Previous winners of the Betty Trask Prize and Awards", The Society of Authors.
  18. "Dylan Thomas Prize shortlist announced", The Bookseller, 19 October 2012.
  19. Ainehi Edoro, "Meet The African Writers In The Running For The Commonwealth Book Prize", Brittle Paper, 6 May 2013.
  20. "Desmond Elliott Prize longlist announced", Foyles, 24 April 2012.
  21. "The Inaugural Etisalat Prize for Literature Longslist", Books Live, Sunday Times, 23 December 2013.
  22. Margaret Busby, "Africa39: how we chose the writers for Port Harcourt World Book Capital 2014", The Guardian, 10 April 2014.
  23. Flood, Alison (2018-06-28). Royal Society of Literature admits 40 new fellows to address historical biases (en).
  24. Amanda N'Duka, "American Black Film Festival Unveils ABFF Award Winners For Virtual Edition", Deadline, August 31, 2020.
  25. WarnerMedia Entertainment, "The Evolution of Self-Acceptance as a Black Woman", Medium, August 19, 2020.
  26. BAFTA Long List Released (en-US) (2021-02-04).