Bimbo Oshin
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoBimbo Oshin Dezie
Aha ọmụmụBimbo Oshin Dezie
Aha enyereAbimbola Dezie
aha ezinụlọ yaOshin Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1971 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Ondo Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye nhazi ndu ihe nkiri Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
ogo mmụtaBachelor of Arts Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1996 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ihe nkiriThe New Patriots, Omo Elemosho Dezie
Ọrụ ama amaOmo Elemosho Dezie
ahọpụtara makaAfrica Movie Academy Awards, City People Entertainment Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484, L305214 Dezie

Bimbo Oshin, nke a makwaara dị ka Abimbola Oshin (amụrụ na 24 Julaị 1971) bụ onye n'eme ihe nkiri, onye edemede, onye n'emepụta ihe, n'onye ọchụnta ego si na Naijiria.

Oge ọ malitere dezie

A mụrụ Oshin na 24 Julaị 1971 na Ondo Steeti ndịda ọdịda anyanwụ Naịjirịa. Ọ bụ otu n'ime ụmụ asatọ Pa Olasanmi Theophilus Oshin, nke abụọ na nke ikpeazụ.[1][2][3] Oshin gara Mahadum Lagos ebe ọ nwetara nzere Bachelor of Arts (B.A.) na nkà ihe ọmụma.[4] Oshin malitere ọrụ ime ihe nkiri ya n'afọ 1996 mana ọ ghọrọ onye a ma ama mgbe ọ pụtara na ihe nkiri Yoruba nke afọ 2012 nke akpọrọ Omo Elemosho .[5][6]

Oshin tolitere na Ondo Steeti ebe ọ gara agụmakwụkwọ ụlọ akwụkwọ praịmarị ya na Saint Anne's Primary School. Mgbe e mesịrị, ọ gara Staff Primary School na Ifẹ, Osun Steeti. Maka agụmakwụkwọ sekọndrị ya, ọ gara Girls Academy, Sandgrouse dị na Lagos Steeti. Oshin gara maka agụmakwụkwọ ka elu na Mahadum Lagos, ebe ọ nwetara nzere Bachelor of Arts (B.A) na nkà ihe ọmụma.

Ọrụ dezie

Ịhụnanya Oshin nwere maka ime ihe nkiri malitere mgbe ọ dị obere. Ọ n'eme obere ihe nkiri n'ụlọ ya na nwanne ya nwoke nke okenye ebe ha dekọrọ vidiyo ha. Mana ọrụ ya n'ime ihe nkiri malitere na mbụ n'oge ọ na-agụ akwụkwọ na Mahadum Lagos. Nwanne enyi ya nwanyị mere ka ọ mata otu a na-akpọ Ara Osan. Ọ gwara ya na ya esonyegoro ndị otu, na ya onwe ya ga-esonyekwa. Oshin kwetara, sonyere ndị otu ahụ (Ara Osan) n'afọ 1996 wee malite ịga maka mmegharị. Otu ihe nkiri Ara Osan bụ otu nke Rasaq Ajao nwere, ọ nọrọ afọ anọ n'okpuru onye isi ya. Ọ bụ ezie na ọ malitere ọrụ ihe nkiri na ihe nkiri operas ncha Bekee mana ugbu a, [mgbe?] ọ nọ n'ụlọ ọrụ ihe nkiri Yoruba n'emekwa nke ọma. Ihe nkiri mbụ e wepụtara nke mere ka ọ bụrụ onye a ma ama bụ nke akpọrọ Akobi n'afọ 1997.

Ihe nkiri ndị a họọrọ dezie

  • Eji Owuro (2003)
  • Omo Elemosho (2012)
  • Kakanfo (2020)
  • Ndị New Patriots (2020)

Onyinye na nkwanye ùgwù dezie

N'afọ 2016, e nyere ya ihe nrite Icon Category Award na 2016 Afro-Heritage Broadcasting and Entertainment and Awards.[7]

Afọ Ememe mmeri Ihe nrite Nsonaazụ Ref
2014 Ihe nrite Yoruba Movies Academy Onye na-eme ihe nkiri kacha mma n'ọrụ ọ na-eme Ahọpụtara [8]
City People Entertainment Awards Onye na-eme ihe nkiri kacha mma n'afọ (Yoruba) Ahọpụtara [9]
2015 ZAFAA African Film Academy Awards Onye Nwanyị Na-eme Ihe nkiri Kasị Mma Ahọpụtara [10]

Hụkwa dezie

  • Ndepụta nke ndị n'emepụta ihe nkiri Naijiria

Edensibịa dezie

  1. Bimbo Oshin (Actress, Writer, Producer) | Age, Biography, Photo, and Movies | INSIDENOLLY (en). www.insidenolly.ng. Archived from the original on 19 July 2022. Retrieved on 19 July 2022.
  2. After exclusive breastfeeding, Oshin gets bolder with Igboya. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 21 February 2015. Retrieved on 20 February 2015.
  3. Still like a dream: Actress Bimbo Oshin speaks on late husband, thanks all - P.M. News (en-US). Retrieved on 16 March 2022.
  4. Why I sometimes throw caution to the winds-Bimbo Oshin. Nigerian Tribune. Archived from the original on 19 February 2015. Retrieved on 20 February 2015.
  5. Bimbo Oshin!. Ibaka tv. Archived from the original on 24 February 2015.
  6. 10 celebrities we can’t get enough of….. Vanguard News. Retrieved on 20 February 2015.
  7. AHBEA 2016 Nominee, Bimbo Oshin, Icon Award Category. naijaonlinetv.co.uk (9 July 2016). Retrieved on 16 February 2017.
  8. Orenuga. "Yoruba Movie Awards: Odunlade Adekola, Fathia Balogun, others win [See full list of winners]", Daily Post, 31 March 2014. Retrieved on 16 February 2017.
  9. Izuzu (9 June 2014). Meet The Nominees: Nominees for City People Entertainment Awards. pulse.ng. Retrieved on 16 February 2017.
  10. Izuzu (3 November 2015). Queen Nwokoye: Actress wins 'Best Actor Indigenous Female' at ZAFAA 2015. pulse.ng. Retrieved on 16 February 2017.

Njikọ mpụga dezie