Aziza Bennani
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Morocco |
aha enyere | Aziza |
aha ezinụlọ ya | Bennani |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1943 |
Ebe ọmụmụ | Rabat |
Asụsụ obodo | Berber languages |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Berber languages |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, diplomat |
onye were ọrụ | Mohammed V University |
ebe agụmakwụkwọ | Mohammed V University |
Ihe nrite | honorary doctorate of the University of Granada, Q126416268 |
Aziza Bennani (amụrụ n'afọ 1943), bụ onye nkuzi na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Moroccan.
Ndụ
dezieA mụrụ ya na Rabat, Bennani gụrụ akwụkwọ na Mahadum Mohammed V dị na Rabat. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na asụsụ na akwụkwọ Spanish, ọ nwetara PhD na edemede banyere Pedro Antonio de Alarcón. O nwetakwara nzere doctorate na Paris X Nanterre na thesis banyere Carlos Fuentes. Ọ bụ onye isi nke Ngalaba nke Hispanic Studies na Mahadum Mohammed V site na afo 1974 ruo na afọ 1988. N'afọ 1988 ọ ghọrọ Dean nke Faculty of Letters na Mahadum Hassan II Mohammedia na Mohammédia.[1]
N'afọ 1994, e mere Bennani onye isi kọmishọna maka ndị nwere nkwarụ, ọ bụkwa odeakwụkwọ nke steeti na minista agụmakwụkwọ ka elu na gọọmentị Abdellatif Filali nke afọ 1997-8.[1] N'afọ 1998, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nnọchi anya UNESCO, n'afọ 2001 ọ nọchiri Sonia Mendieta de Badaroux dị ka onyeisi oche nke ndị isi UNESCO.[2]
Ebenside
dezie- ↑ 1.0 1.1 Thomas K. Park (2006). Historical Dictionary of Morocco. Scarecrow Press, 65–6. ISBN 978-0-8108-6511-2.
- ↑ AZIZA BENNANI (MAROC) EST ELUE PRESIDENTE DU CONSEIL EXECUTIF DE L’UNESCO, Unesco Presse, 5 November 2001