Asụ̀sụ̀ Ìgbò

Asụsụ ndị Igbo
(Dupụ̀rụ̀ sì Asusu Igbo)

Templeeti:Merge

Asụ̀sụ̀ Ìgbò
asụsụ, modern language
obere ụdị nkenjikota asụsụ igbo, Asụsụ Kwa, Asụsụ Benue-Congo Dezie
akara alaAsụsụ Igbo, Igbo Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
ụmụ amaala kaNaijiria, Ndị Igbo Dezie
ụdị asụsụagglutinative language, subject–verb–object Dezie
usoro ederedeAbiidii igbo Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue2 Provincial Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Intangible Cultural Heritage Dezie
ụdị metụtaraCategory:Igbo pronunciation Dezie
Koodu asụsụ Wikimediaig Dezie
ngalaba maka ihe nkiri n'asụsụ aCategory:Igbo-language films Dezie

Asụsụ Ìgbò bụ asụsụ nke ana-asụ n'ala Igbò nile gbaa gburugburu. Ọ bụkwa nke ndị nwe ya ruru ihe dị ka mmadụ di ndè ịrị abuo n'isi. Ọtụtụ n'ime ndị a bụkwa ndị Igbo, ebe ndị ọzọ n'ime ha bụ ndị ọbịa n'ala Igbo. Abịa n'asụsụ Igbo, e nwere ọtụtụ ire dị iche-iche nke mere ka ọ na-ebute nghọta he n'ime asụsụ a. Nke a kpara kwara eji we họpụta ihe akpọrọ Ìgbò Ízugbé. Ìgbò Ízugbé bụkwa nchọpụta nke ejiri asaa n'anya were họpụta ire nke ndị Owere sitere na Ímo steeti, ire nke ndị Awka nke sitere na Anambara steeti nakwa ire nke ndị Umuahia nke sitere na Abịa steeti. Ọ bụkwa nke a bụ asụsụ Ìgbò etiti nke a akwa ede n'akwụkwọ.

A bịa na edemede nke asụsụ Igbo, e nwechara nnọọ ihe ndị di cha iche site ka ndị bekee si ede nke ha. A bịa na mkpụrụokwu nke kọ́nzonantị, e nwere ndị gbara mkpụrụ edemede abụọ. Ihe iji wee maa atụ bụ:, ch, gb, gw, kp, kw, nw, nakwa ndị ọzọ.

Asụsụ Igbo abụrụ wo nnọọ asụsụ mụbara n'ụwa niile nke bụzi na eji ya agbasa nta akụkọ ma nedekwa ya ede.

Abia n'ala Igbo, eji asụsụ Igbo agọ̀ ọjị ma nekpekwa ekpere na ọgbakọ ndị ọdụ n'ala. Nezia, asụsụ Igbo bụ nnọọ ezigbo asụsụ ọ.

Mkpụrụedemede Igbo
(Ọnwụ)
IPA Mkpụrụedemede Igbo
(Ọnwụ)
IPA
a /a/ /ɔ/
b /b/ p /p/
gb /ɓ/ ~ /ɡ͡b/ kp /ɓ̥/ ~ /k͡p/
d /d/ r /ɾ/
e /e/ s /s/
f /f/ sh /ʃ/
g /ɡ/ t /t/
gh /ɣ/ u /u/
h /h/ /ʊ/
i /i/ v /v/
/ɪ/ w /w/
j /ʤ/ y /j/
k /k/ z /z/
l /l/ ch /ʧ/
m /m/ na /m̩/ gw /ɡʷ/
n /n/ na /n̩/ kw /kʷ/
/ŋ/ nw /ŋw/
o /o/ ny /nj/


1. Otutu diri chukwu n'ihe oruru

dezie