Al-Dawood Air
Nigerian Airline
Al-Dawood Air
Oge/afọ mmalite | 2002 |
---|---|
aha gọọmenti | Al-Dawood Air |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos |
nhazi ọnọdụ | 6°26′29″N 3°21′55″E |
ọdụ ụgbọ elu | Murtala Muhammed International Airport |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Lagos |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee, Asụsụ Yoruba |
dissolved, abolished or demolished date | 2005 |
street address | 41/43 Bombay Cres, Apapa Quays 101251, Lagos |
postal code | 101251 |
webụsaịtị | http://www.aldawoodgroup.com/air_main.htm |
ICAO airline designator | LIE |
Al-Dawood Air bụ ụlọ ọrụ ụgbọ elu na-ebu ibu nke dị na Lagos, Nigeria. Ọ na-arụ ọrụ ụgbọ elu ibu na gburugburu ụwa site na Ostend-Bruges International Airport, Belgium, na Murtala Mohammed International Airport, Lagos.[1]
E hiwere Al-Dawood Air n'afọ 2002 dị ka otu n'ime ụlọọrụ nke Al-Dwood Group, ma kwụsị ọrụ na 2005.[1]
Ụgbọ
dezieNdị Al-Dawood Air nwere naanị otu ụgbọ elu Douglas DC-8 Series 63F.[1]
Edensibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 Al-Dawood Air website retrieved 12 May 2007