Abimbola Fashola
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Abimbola |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Eprel 1965 |
Ebe ọmụmụ | Ibadan |
Dị/nwunye | Babatunde Fashola |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos |
agbụrụ | Ndi Yoruba |
Abimbola Fashola Audio (a muru na ụbọchịnke nke isii n’ime ọnwa Eprel n’afọ 1965) bu onye bụbu nwanyi mbu nke Lagos Steeti ma burukwa nwunye Babatunde Fashola . [1]
Mmalite ndụ na ọrụ ya
dezieA muru ya n'ụbọchị nke isii n’ime onwa Eprel 1965, n’Ibadan, isi obodo Ọyọ Steeti, na Ndịda anyanwụ nke Naijiria . [2] [3] A zụrụ ya dịka odeakwụkwọ na Lagoon Secretarial College dị na Legos steeti, ebe ọ nwetara asambodo diplọma. O mechara nata asambodo na Kọmputa sayensị na Mahadum nke Lagos . [4] Ọ rụrụ ọrụ nwa obere oge dịka onye ntaakụkọ nọ ọzụzụ na Daily Sketch tupu o sonye na ọrụ ndị British Council n'afọ 1987, mana ọ gbara arụkwaghịm n'afọ 2006 mgbe a họpụtara di ya Babatunde Fashola dị ka onye na-ebu ọkọlọtọ nke pati ya na onye ga-azọ ọchịchị gọvanọ nke ndị otu a mabu dịka Action Congress nke Nigeria . [5]
Hụkwa
dezie- Kofoworola Bucknor
- Adejoke Orelope-Adefulire
Ebe m si dee
dezie- ↑ My love story with gov Fashola-Lagos first lady. Mynewswatchtimesng. Archived from the original on 23 April 2015. Retrieved on 19 April 2015.
- ↑ "Abimbola Fashola Shares Her Love Story", Legit.
- ↑ ABIMBOLA FASHOLA, SYMBOL OF HUMILITY. This Day Live. Archived from the original on 27 April 2015.
- ↑ Nigerian Women of Distinction, Honour and Exemplary Presidential Qualities.
- ↑ I don't have an eye for politics but .. Abimbola Fashola. Vanguard News.