Abeokuta North
ọchịchị ime obodo n’ime Naijiria
Abeokuta North
Oge/afọ mmalite | 1981 |
---|---|
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Ogun |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 7°12′0″N 3°12′0″E |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Chairman of Abeokuta North local government |
Asụsụ ọ na-asụ | Asụsụ Yoruba |
Koodu ọkpụkpọ obodo | +(234) |
Abeokuta North bụ Gọọmentị obodo dị na Ogun Steeti, Naịjirịa . Isi ụlọ ọrụ Obodo ya dị n'obodo Akomoje, dị na nso Abeokuta. O nwere mpaghara km2 narị asatọ na asatọ na ọnụ ọgụgụ mmadụ dị narị puku abụọ na otu na narị atọ na iri abụo na itoolu na ọnụ ọgụgụ nke afọ 2006.
Mpaghara gọọmentị ime obodo gụnyere Oyan Dam, nke bụ isi iyi n' enye obodo Lagos na Abeokuta mmiri.↵Obodo ndị na-esi n'ọdọ mmiri Oyan akụ azụ na o huchu mmiri na-enwe mpụtara dị elu nke ọrịa Schistosoma ha na-ebute na mmiri.[1]
Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ 110.[2]
Hụkwa
dezie- Mpaghara Abeokuta North
Edensibia
dezie- ↑ O. P. Akinwale. Squamous Cell Abnormalities in Exfoliated Cells from the Urine of Schistosoma haematobium-Infected Adults in a Rural Fishing Community in Nigeria. World Health & Population, 10(1) 2008: 18-22. Retrieved on 2010-05-22.
- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 7 October 2009. Retrieved on 2009-10-20.