2011 Best of Nollywood Awards

Emume ihe nrite

Emere 3rd Best of Nollywood Awards na Fraịde Nọvemba 11, 2011 na ụlọ oriri na ọṅụṅụ Lagoon Restaurant, Lagos. Ndi na-egwu kachasị dị ka JJC, W4, Capital F.E.M.I & Adol gụrụ egwu n'oge mmemme ahụ. [1] [2] [3]

Onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ihe nkiri Bekee Onye na-eme ihe nkiri na-akwado kacha mma na ihe nkiri Bekee
Onye na-eme ihe nkiri kachasị n'ọrụ ndu (Bekee) Onye na-eme ihe nkiri kachasị n'ọrụ nkwado (Bekee)
  • Joseph Benjamin (actor) (Mr. & Mrs.)
  • Ramsey Noah (Private Storm)
  • Trybson (Ghetto Dreams)
  • Kenneth Okonkwo (Soul to Soul)
  • OC Ukeje (Two Brides and A Baby)
Nwanyi na-eme ihe nkiri kacha mma n'oru nkwado (yoruba) Onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ọrụ nkwado (yoruba)
  • Fathia Balogun (Ajaa Meji)
  • Eniola Badmus (Eefa)
  • Laide Bakare (Demilade)
  • Toyin Aimaku (Ikudoro)
  • Sola Kosoko (Sindara)
  • Sunkanmi Omobolanle (Eti Keta)
  • Gabriel Afolayan (Richie Richie)
  • Ibrahim Chatta (Kuta Nle)
  • Taiwo Ibikunle (Demilade)
  • Damola Olatunji (Ore Meji)
Onye na-eme ihe nkiri na-edu ndú (yoruba) Nwany na-eme ihe nkiri kacha mma n'oru nkwado (yoruba)
  • Muyiwa Ademola (Iyo Aye)
  • Saidi Balogun (Eti Keta)
  • Enila Olaniyan (Kuta Nle)
  • Odunade Adekola (Jelili)
  • Femi Adebayo (21 Years)
  • Ronke Odusanya (Fari Kola)
  • Funke Adesiyan (Eti Kefa)
  • Mosun Filani (Iyo Aye)
  • Regina Chukwu (Ere Ori Igi)
  • Macdonald Robinson (Richie)
Mkpughe nke Afọ (nwoke) Nkpughe nke Afọ (nwanyị)
  • Seun Akindele
  • Okey Uzoechi (Two Brides & A Baby)
  • Deji Akinosho (Ikudoro)
  • Paul Apel (90 Ninth day)
  • Bidemi Kosoko (Ikudoro)
  • Ketra Hewatech (Two Brides and a Baby)
  • Funmi Odufuwa (Richie Richie)
  • Funmi Oguntade (Eje Ati Wura)
  • Seyi Ashekun (Farikola)
Ihe nkiri nke afọ Ihe nkiri na-atọ ọchị nke afọ
  • Jelili
  • Osas
  • Okon Lagos
  • Baba noRegret
Cinematography nke Afọ Kachasị eji ejiji
Onye nduzi nke afọ Ụda egwu nke afọ
  • Inale
  • Kuta Ile
  • Eefa
  • Damage
  • Farikole
Nwa Kacha eme ihe nkiri na afọ Onye ahịa nke afọ
  • Nicole Ndigwu (Damage)
  • Hammond Oghomwen (Damage)
  • Gbemi Obideyi (Ipinya Ife)
  • Edward Kagutozi (Mirror Boy)
  • Nollywood Distribution
  • Epsalumn
  • Corporate Pictures
  • Kush
  • Magic Movies
Ndezi nke afọ Ihe nkiri kacha mma nwere ozi maka mgbanwe ọha
  • Damage
  • Iyo Aye
  • Save our Soul
  • Omo Ghetto 2
  • Ere Ori Igi
Mbipụta mgbasa ozi nke afọ Mgbasa ozi TV nke afọ
  • Nonye Iwaugwu (Punch)
  • Victor Akande (Nation)
  • Vivian Onvorah (City People)
  • Tade Afisat (National Encomium)
  • Akin Sokoya (Excellence)
  • Juliet Ngborukwe (Village Square)
  • Abdul (Silverbird)
  • AIT
  • Efe Tommy (Excite on TV)
Mgbasa ozi ịntanetị nke afọ Ụda kacha mma na ihe nkiri
  • www.nollywooduncut.com
  • www.nigerianfilms.com
  • www.bellanaija.com
Ihuenyo nke Afọ Crossover kacha mma na ihe nkiri
  • Blessing Effiong (Two Brides and a Baby)
  • Kenny Olorunyomi (Ere Ori Igi)
  • Uche Jombo & Rita Onuwrah (Damage)
Nsusu ọnụ kacha mma na ihe nkiri Naijiria Ihe nkiri kacha mma sitere na onye Naijiria bi na mba ọzọ
  • The Mirror Boy (Obi Emenloye)
  • Anchor Baby (Lonzo Nzekwe)
Onye na-eme ihe nkiri Ọhụrụ n'eweghi asịrị Ihe ngosi redio kacha mma
  • Queen Nwokoye
  • Matse Uwase

Edensibia dezie

  1. BON Awards Nominees. Jaguda (September 15, 2011). Archived from the original on 6 March 2016. Retrieved on 23 March 2014.
  2. Best of Nollywood Awards Winners. 360Nobs. Archived from the original on 23 March 2014. Retrieved on 23 March 2014.
  3. BON Awards Winners. Nollywood by Mindspace. Retrieved on 23 March 2014.