Ọrịa nje korona n'afọ 2020 na Naijirịa

na-efe efe na-egbu egbu

si pugnare

Steeti ndị nwere nje korona dịka ụbọchi iri abụọ nke ọnwa Eprel 2020 si kwu


A chọpụtara n'izizi maka ọrịa nje korona a na-egbu ọtụtụ mmadụ na Naijiria ka ọnwa Febụwarị dị na mkpụrụ ụbọchị iri abụọ na asaa, mgbe otu nwoke si obodo Italy bu ya wee bia na Legọsị. Ọ bụ SARS-CoV-2 na-akpata ọria a.Ebe nke abụọ a hụrụ onye bu ọria a bụ n'Ewekoro,nke di n' Ogun State, Ọ bụ onye Naijiria ya na nwoke Italy ahụ nwere mmekọ.[1]

Nzụlite dezie

Ka ọnwa Jenụwarị afọ 2020 dị na mkpụrụ ụbochị iri abụọ na asatọ , Gọọmentị na-achị obodo Naijiria gwara ndi obodo njikere ha dị maka igbochi ọria nje korona a nakwa ka ha si eme nyocha na nlele n'ọdụ ụgbọelu ise di na Naijiria, Ọdụelu ụgbọelu ndị a gụnyere Enugu, Lagos, Rivers, Kano na FCT . [2] Otu ụbọchị ahụ, ụlọ ọrụ na-ahụ maka ọria bụ nke a kpọrọ Nigeria Centre for Disease Control kwukwara na ha eguzobela otu ga-enyere aka hụ na-egbochiri ọrịa a mgbe ọ ga-amụsaba na Naijiria [3]

N'ọnwa Jenụwarị na mkpụrụ ụbọchị iri atọ na otu n'afọ 2020, site na ka nje korona a bu nke akpọkwara COVID 19 sitere na mba China malite na-aga mba ụwa niile, Gọọmentị Naijiria wubere otu akpọrọ Coronavirus Preparedness Group. Nke a bụ iji di njikere igwọ ọria mgbe ọ ga-abata n'obodo. . [4] [5] N'otu ụbọchị ahụ, ndị otu na-ahụmaka ahụike na mba ụwa niile bụ ndị World Health Organizationgụnyere Naijiria dika onye nke iri na atọ na mba Afrika dika ebe nje korona nwere ike ibata ma mụsaa. [6]

N’abalị iri abụọ na isii n’ọnwa Febuar afọ 2020, nwa amaala obodo China nyefere onwe ya n;aka Gọọmentị na-achị Lagos Steeti n'ihi na ọ chere na ya bu ọrịa korona. E nyere ya akwa n'ụlọ ọgwụ Reddington ma hapụ ya echi ya ka emechara ya nyocha wee hụ na ọ naghi aria korona. [7]

Usoro oge dezie

Àtụ:Align

Febuwarị dezie

Ka ọnwa Febuwari dị na mkpụrụ ụbọchi iri abụọ na asaa ka Naijiria wetara ozi izizi maka korona. Otu nwoke onye Italy na-arụ ọrụ na Naijiria si mba Milan nke di n'Italy wee lọta na ụbọchị iri abụọ na ise nke ọnwa Febuwarị wee daa ọria n;ụbọchi iri abụọ na isii nke ọnwa Febuwarị, Ebujere ya na ebe a na-edota ndi nwere nje korona maka nnpga na nyocha. [8] [9]

Machị dezie

N' ụbọchi iteolu nke ọnwa Maachị, onye nke abụọ butere ọria nje korona bụ onye Naijiria nke si na Ewekoro dị na Ogun State bụ onye ya na nwa amadi a si mba Itali nwere mmekọrịta., Ogun State . [10] [11] [12]

N'ụbọchi iri na atọ nke ọnwa Machị, Nigeria kwuputara na -agwọọla nwa amadi a si Ogun Steeti ọria korona na site na nyocha emere na o nwekwaghị ọria a ọzọ . [13]

N' ụbọchị iri na asaa nke ọnwa Machị, Nigeria chọputara na otu nwata nwaanyị di afọ iri atọ si mba ụnited kingdom lọta Naijiria ka ọnwa Machị dị na mkpụrụ ụbọchị iri na atọ bu ọria a, Nwata nwaanyi a mere ya onye nke atọ butere ọria a na Naijiria. [14]

Ka ọnwa Machị di na mkpụrụ ụbochị iri na asatọ, Naịjirịa chọpụtara mmadụ ise ọzọ butere ọria nje korona. Mmadụ anọ si na Lagos State, ebe otu onye si na Ekiti State . [15]

N’abalị iri na itoolu n’ọnwa Machị, Achọpụtara mmadụ anọ ọzọ nọ na Lagos Steeti butere ọrịa nje korona . [16] [17] Gọọmentị Naịjirịa kwukwara na nwa amadi ahụ si mba Itali bubata ọria a enwerela onwe na enweghị ọria ọzọ. ọ lara echi ya. [18] [19]

N' ụbọchi iri abụọ n'otu nke ọnwa Machị, A chọpụtakwara mmadụ iri ọzọ bu ọria a . Asaa si Lagos State,ebe atọ si na FCT . [20]

N'ụbọchị iri abụọ na abụọ nke ọnwa Machị, Nigeria chọpụtara mmadụ asatọ ọzọ butere ọria a: isii na Lagos State, otu na Oyo State, na otu na FCT. [21] [22] [23]

N'ụbọchị iri abụọ na atọ nke ọnwa Machị, Mmadụ iri ọzọ butere ọria a, isii na Lagos State, atọ na FCT na otu na Edo State . [24] Onye izizi ọria nje korona a gburu bụ Suleiman Achimugu dị afọ iri isii na asaa, Ọ bụ injinia ma bụrụ Direktọ n'ụlọ ọrụ na-ere ngwa ahia Pipelines. Maazị Suleiman sikwa mba United Kingdom buru ọria lọta n'ọnọdụ nsogbu enweghị ahụ ike. [25] [26]

N' abali iri abụọ na anọ nke ọnwa Machị, Naịjirịa chọpụtara mmadụ anọ ọzọ butere ọria korona, otu na Lagos Steeti, otu na Ogun State, otu na Bauchi Steeti, na otu na FCT. [27]

N'ụbọchị iri abụọ na ise nke ọnwa Machị, Mmadụ asaa ọzọ ebutela ọria a, atọ na Lagos State, otu na Osun State, otu na Rivers State, abụọ na FCT. [28]

N' ụbọchị iri abụọ na isii nke ọnwa Machi, mmadụ iri na anọ ọzọ ebụla ọria a, iri na abụọ na Lagos State, otu na Bauchi State na otu na FCT. [29] Naịjirịa kwupụtara na ha na-achọ mmadụ puku anọ,narị atọ na iri asaa bụ ndị ana enyo enyo na ha ebutela nje . [30]

N'ụbọchị iri abụọ na asaa nke ọnwa Machị, Nigeria kwuru na mmadụ iri na isii ọzọ ebutela nje korona. Asatọ na Lagos State, atọ na FCT, abụọ na Enugu State, abụọ na Oyo State, na otu na Edo State. [31] [32] N’otu ụbọchị ahụ, Gọvanọ na-achị steeti Lagos, Babajide Sanwo-Olu kwupụtara na gọọmentị ime obodo kacha nwee ndi butere nje korona bụ Eti-Osa na Ikeja . [33]

N'ụbochị iri abụọ na asatọ nke ọnwa Machị, mmadụ iri na isii ọzọ: asaa na Lagos State, anọ na Oyo State, abụọ na FCT, otu na Osun State, otu na Kaduna State, na otu na Benue State . ebutela ọria a [34] [35]

N'ụbọchị iri abụọ na asatọ nke ọnwa Machị, Nigeria kwuru na mmadụ iri na anọ ọzọ , itoolu na Lagos State, ise na FCT bu ọrịa a. [36]

N'ụbọchị iri atọ nke ọnwa Machị ,mmadụ iri abụọ ọzọ ebutela ọria a, iri na atọ na Lagos State, anọ na FCT, abụọ na Kaduna State na otu na Oyo State. [37] N'ime ndia niile butere ọrị a Mmadu ise bụ ndị agwọrọ ọria ,ha nwere onwe ha ebe otu onye nwụrụ anwụ. [38] Ndị ebu n'ọbi ana enyo enyo bu ọria ruru ihe dika puku mmadụ isii. [39]

Eprel dezie

N'ụbochị nke mbụ n'ọnwa Eprel , A chọpụtara mmadụ iri atọ na ise ọzọ butere ọria a. : itoolu na Osun State, itoolu na Lagos State, asaa na FCT, ise na Akwa Ibom State, abụọ na Edo State, otu na Ekiti State, otu na Kaduna State, na otu na Steeti Bauchi. [40] [41]

Ka ọnwa Eprel di na mkpụrụ ụbọchị abụọ, mmadụ iri ọzọ ebutela ọrị a ,: asaa na Lagos State, atọ na FCT. [42] Ha kwuputakwara na mmadụ iri na otu enwerela onwe ha ma kpake n'ọria a. [43]

N'ụbọchị atọ nke ọnwa Eprel, Naịjirịa gosipụtara na mmadu iri abụọ na ise ebutela ọrịa korona.: iri na otu na Lagos State, isii n' Osun State, atọ na FCT, atọ n' Edo State, otu n' Ondo State, na otu n' Oyo State. [44] Ha kwuputakwara na mmadụ ise agbakale n'ọria a ebe mmadụ abụọ nwụrụ anwụ. [45] Naịjirịa kwupụtara na ha achọpụtala kọntaktị puku isii na narị asaa, ma mee nyocha ihe dika pacenti iri asaa na otu site na-inyocha puku anọ mmadụ n' ụlọ nyocha nyocha asatọ. [46]

Ka ọnwa Eprel dị na mkpụrụ ụbọchị anọ, Naịjirịa chọpụtara mmadụe ise ọzọ butere ọria a: atọ na steeti Bauchi, abụọ na FCT. [47]

N' ụbọchị ise nke ọnwa Eprel, a chọpụtara mmadụ iri na asatọ ọzọ butere ọria a,: iri na otu na Lagos State, anọ na FCT, abụọ na Edo State, na otu na Kaduna State. [48] [49]

N'ụbọchị isii nke ọnwa Eprel, Achọpụtara mmadụ isii ọzọ bụ ọria a: abụọ na Kwara State, abụọ na Edo State, otu na Rivers State, na otu na FCT. [50]

Ka ọnwa Eprel dị na mkpụrụ ụbọchị asaa, Naịjirịa chopụtara mmadụ iri na isii butegoro ọria a: iri na Lagos State, abụọ na FCT, abụọ na Oyo State, otu na Delta State, na otu na Katsina State . [51]

Ọnwa Eprel, Ụbọchi nke asatọ, mmadụ iri abụọ na abụọ ebutela ọria a: iri na ise na Lagos State, anọ na FCT, abụọ na Bauchi State, na otu na Edo State. [52]

Ọnwa Eprel,ụbọchi nke iteolu mmadụ iri na anọ ọzọ ebutela ọrịa a, iri na atọ na Lagos State, na otu na Delta State. [53]

N'ụbọchị iri nke ọnwa Eprel, a chọpụtara mmadụ iri na asaa ọzọ bu ọria a, asatọ na Lagos State, atọ na Katsina State, abụọ na FCT, otu na Niger State, otu na Kaduna State, otu na Ondo State, na otu na Anambra State . [54] Nigeria kwukwara na ha achọpụtala puku asatọ, nari iteolu na iri atọ na abụọ mmadụ ha na-enyo enyo ọ di ka ha butere ọria a mana ha na enyocha nari abụọ na iri abụọ n'ime ha iji mata ka ha ebutela ọria a. [55]

N'ụbọchi iri na otu nke ọnwa Eprel, Naịjirịa chọpụtara mmadụ iri na atọ ọzọ bu ọria a,iri na otu na Lagos State, otu na Delta State, na otu na Kano State . [56]

Ka ọnwa Eprel di n'abali iri na abụọ , Naịjirịa chọpụtara mmadụ ise ọzọ, abụọ na Lagos State, abụọ na Kwara State, otu na Katsina State. [57]

N'ụbọchị iri na atọ nke ọnwa Eprel, Mmadụ iri abụọ ọzọ ebutela ọria. iri na atọ na Lagos, abụọ na Edo State, abụọ na Kano State, abụọ na Ogun State, otu na Ondo State. [58] Nigeria kwuputara na ha ewwlitela aka ihe dika parsenti iri ise na- ịnyocha ndị mmadụ. A na-enyocha ihe dika otu puku na nari ise mmadụ kwa ụbọchị n'ụlọ nyocha iri na otu Goomenti wepụtara maka ime nyocha. [59]

N'ụbọchị iri na anọ nke ọnwa Eprel, Naịjirịa chọpụtara mmadụ iri atọ ọzọ bu ọria a. mmadụ iri abụọ na ise na Lagos State, abụọ na FCT, otu na Kano State, otu na Akwa Ibom State, na otu na Edo State. [60] [61] Gọọmentị Lagos steeti kwupụtara na ndị isi na-ahu maka ọria gara n'ụlọ ndi mmadụ . Ha jị ụbọchị abụọ gazuo ụlọ ndị mmadụ ruru ọtụ puku nari na iri na asatọ wee chọpụta otu narị na iri na iteolu mmadu di ka ha ebutela ọria a. [62]

N'ụbọchị iri na ise nke ọnwa Eprel, A chọpụtara na mmadụ iri atọ na anọ ebutela ọria a. iri na asatọ na Lagos State, iri na abụọ na Kano State, abụọ na Katsina State, otu na Delta State, na otu na Niger State. [63] Nigeria kwuputara na ugbu a ha nwere ike ịnyocha puku atọ mmadụ n'otu ụbọchị. [64]

N' ụbọchị iri na isii nke ọnwa Eprel, Naịjirịa chọpụtara na mmadụ iri atọna ise ebutela ọria a. iri na itoolu na Lagos State, itoolu na FCT, ise na Kano State, na abụọ na Oyo State. [65]

N'ụbọchị iri na asaa nke ọnwa Eprel, Naịjirịa chọputara mmadụ iri ise na ọtu ndi butegoro ọria a. iri atọ na abụọ na Lagos State, isii na Kano State, ise na Kwara State, abụọ na FCT, abụọ na Oyo State, abụọ na Katsina State, otu na Ogun State, na otu na Ekiti State. [66]

N' ụbochị iri na asatọ nke ọnwa Eprel, Naịjirịa chọpụtara mmadụ iri anọ na asatọ ọzọ butegoro ọria a, iri abụọ na atọ na Lagos State, iri na abụọ na FCT, iri na Kano State, abụọ na Ogun State, na otu na Oyo State. [67] [68]

N'ụbọchị iri na iteolu nke ọnwa Eprel, achọpụtara mmadụ iri asatọ na isii ọzọ butegoro ọria a, iri asaa na Lagos, asaa na FCT, atọ na Katsina, atọ na Akwa Ibom, otu na Jigawa, otu na Bauchi na otu na Borno.

N'ụbọchi iri abụọ nke ọnwa Eprel, achọpụtara mmadụ iri atọ na asatọ bu ọria nje korona. Iri abụọ na atọ na Kano, ise na Gombe, atọ na Kaduna, abụọ na Borno, abụọ na Abia, otu na FCT, otu na Sokoto na otu na Ekiti.

N'ụbọchị iri abụọ na otu nke ọnwa Eprel, a chọpụtara otu nari,iri na asaa mmadụ bu ọria korona a, iri ise na iteolu na Lagos, iri abụọ na iteolu na FCT, iri na anọ na Kano, isii na Borno, anọ na Kastina, atọ na Ogun, otu na Rivers, otu na Bauchi.

N'ụbọchị iri abụọ na abụọ nke ọnwa Eprel, a chọpụtara mmadụ iri iteolu na otu butere ọria a, iri assa na anọ na Lagos, ise na Katsina, anọ na Ogun, abụọ na Edo, otu na kwara, otu na Oyo, otu na FCT na otu na Adamawa.

N'ụbọchị iri abụọ na atọ nke ọnwa Eprel, Naijiria chọpụtara mmadụ otu nari na asatọ ọzọ butere ọria korona, Iri asaa na asato na Lagos, iri na anọ na FCT, ise na Ogun, anọ na Gombe, atọ na Borno, abụọ na Akwa Ibom, otu na Kwara, otu na Plateau.


N'ụbọchị iri abụọ na anọ nke ọnwa Eprel a chọpụtara otu nari na iri na anọ mmadụ butere ọria korona. Iri asatọ na Lagos,iri abụọ na otu na Gombe, ise na FCT, abụọ na Zamfara, abụọ n' Edo, otu n' Ogun, otu n' Oyo, otu na Kaduna, otu na Sokoto.

Ka ọnwa Eprel di na mkpụrụ ụbọchị iri abụọ na ise, mmadụ iri asatọ na asaa ọzọ ebutela ọria korona, Iri atọ na atọ na Lagos, iri na asatọ na Borno, iri na abụọ n' Osun, iteolu na Katsina, anọ na Kanọ, anọ n' Ekiti, atọ n' Edo, atọ na Bauchi na otu n'Imo.

N'ụbọchị iri abụọ na isii na Eprel, a chọpụtara na mmadụ iri itoolu na itoolu butere ọria korona:  iri anọ na atọ na Lagos Steeti, asatọ na Steeti Sokoto, isii na Taraba State, ise na Kaduna State, ise na Steeti Gombe, atọ na Ondo State, atọ na FCT, atọ na Edo Steeti, atọ dị na Oyo State, atọ dị na Rivers State, atọ na Steeti Bauchi, abụọ na Osun State, otu na Akwa Ibom, otu na Bayelsa State, otu na Ebonyi State, na otu na Kebbi State.

Statistiks dezie

Steeti ndị nwere ndị na-aria ọria korona

Steeti Ndị bu nje korona.

(Confirmed cases)

Ndi ọ na-arisi ike.

(Active)

Ndi gbakere n'ọria a.

(Recovered)

Ndị nwụrụ anwụ.

(Deaths)

LAGOS 731 584 128 19
FCT 141 103 35 3
KANO 77 76 - 1
OGUN 35 29 5 1
KATSINA 30 24 4 2
OSUN 30 14 18 2
OYO 21 10 9 2
EDO 25 14 8 3
KWARA 11 9 2 -
AKWA IBOM 12 2 9 1
KADUNA 15 9 6 -
BORNO 30 28 - 2
BAUCHI 14 8 6 -
DELTA 6 5 - 1
GOMBE 35 35 - -
EKITI 8 5 2 1
ONDO 8 6 2 -
RIVERS 6 2 2 2
ENUGU 2 - 2 -
NIGER 2 2 - -
ABIA 2 2 - -
JIGAWA 2 2 - -
BENUE 1 1 - -
ANAMBRA 1 1 - -
SOKOTO 1 1 - -
ADAMAWA 1 1 - -
PLATEAU 1 - - -
ZAMFARA 2 2 - -
IMO 1 1 - -
BAYELSA 1 1 - -
EBONYI 1 1 - -
KEBBI 1 1 - -
TOTAL 1273 994 239 40
Note: Data as of 2020/04/23 00:00 WAT

Ebe nsinweta dezie

[69] {{reflist}

  1. Nigeria records second case of Coronavirus (9 March 2020).
  2. "Coronavirus: Nigeria 'strengthens' surveillance at five international airports", Premium Times, 29 January 2020. Retrieved on 10 March 2020.
  3. "Coronavirus: Nigeria announces preventive measures, releases numbers", Daily Post Nigeria, 28 January 2020. Retrieved on 10 March 2020.
  4. Ifijeh, Martins (31 January 2020). FG Sets up Coronavirus Preparedness Group. This Day Newspaper.
  5. "Steps Nigeria is taking to prepare for coronavirus", 29 January 2020.
  6. Ezigbo, Onyebuchi (1 February 2020). Coronavirus Spread: WHO Lists Nigeria Among High Risk Countries. This Day Newspaper.
  7. Gesinde, Seyi. "BREAKING: Coronavirus scare in Lagos, govt announces test result on Chinese citizen", Nigerian Tribune, 27 February 2020. Retrieved on 10 March 2020.
  8. Nigeria Centre for Disease Control.
  9. Breaking: Deadly Coronavirus confirmed in Lagos Nigeria at last.
  10. Nigeria Confirms Second Case Of Coronavirus. Channels TV (9 March 2020).
  11. "UPDATED: Coronavirus: Second case confirmed in Nigeria", Premium Times, 9 March 2020.
  12. Don't panic, says govt as Nigeria gets second coronavirus case. The Nation Newspaper (10 March 2020).
  13. Atoyebi, Olufemi (13 March 2020). UPDATED: Nigerian who tested positive for coronavirus now negative. The Punch Newspaper. Retrieved on 13 March 2020.
  14. Olatunji, Haleem (17 March 2020). Third coronavirus case confirmed in Nigeria. TheCable.
  15. Toromade, Samson (18 March 2020). Coronavirus: Nigeria confirms 5 new cases. Pulse NG. Retrieved on 18 March 2020.
  16. Royal, David (19 March 2020). BREAKING: Lagos confirms four new cases of COVID-19. Vanguard Newspaper.
  17. Erezi, Dennis (19 March 2020). Nigeria's coronavirus cases rises to 12 with four new confirmations. The Guardian Newspaper.
  18. Ojerinde, Dayo (19 March 2020). Italian who brought coronavirus to Nigeria now negative – Lagos. The Punch Newspaper.
  19. Oyeleke, Sodiq (20 March 2020). UPDATED: Italian who brought coronavirus to Nigeria discharged. The Punch Newspaper.
  20. Emorinken, Moses (21 March 2020). UPDATED: Nigeria records 10 new positive cases of COVID-19. The Nation Newspaper.
  21. Alao, Abiodun (22 March 2020). Coronavirus: Nigeria now has 26 Confirmed cases – NCDC. The Nation Newspaper.
  22. Emorinken, Moses (22 March 2020). BREAKING: COVID-19: NCDC confirms one new case in FCT. The Nation Newspaper.
  23. Atoyebi, Olufemi (22 March 2020). [BREAKING Coronavirus: NCDC confirms 30 cases in Nigeria]. The Punch Newspaper.
  24. Onyedika-Ugoeze, Nkechi (23 March 2020). Nigeria's coronavirus cases now 40. The Guardian Newspaper.
  25. Achimugu, ex-PPMC boss identified as Nigeria's first coronavirus death (23 March 2020).
  26. Emorinken, Moses (23 March 2020). COVID-19: UPDATED: First death recorded as confirmed cases rise to 36. The Nation Newspaper.
  27. Oyeleke, Sodiq (24 March 2020). Nigeria coronavirus cases rise to 44. The Punch Newspaper. Retrieved on 24 March 2020.
  28. Ojerinde, Dayo (25 March 2020). UPDATED: Coronavirus cases hit 51 in Nigeria. The Punch Newspaper. Retrieved on 26 March 2020.
  29. 14 New Cases Of COVID-19 Confirmed In Nigeria. Channels TV (26 March 2020).
  30. CORONAVIRUS: Nigeria tracing 4370 suspected cases ― Lai Mohammed. Vanguard Newspaper (26 March 2020).
  31. Oyeleke, Sodiq (27 March 2020). BREAKING: Nigeria's COVID-19 cases rise from 65 to 70. The Punch Newspaper. Retrieved on 27 March 2020.
  32. Oyeleke, Sodiq (28 March 2020). BREAKING: Nigeria's coronavirus cases hit 81 as NCDC announces 11 new cases. The Punch Newspaper. Retrieved on 28 March 2020.
  33. Oyeleke, Sodiq (27 March 2020). Ikeja, Eti-Osa top coronavirus cases in Lagos. The Punch Newspaper. Retrieved on 27 March 2020.
  34. Oyeleke, Sodiq (28 March 2020). UPDATED: Nigeria records eight new COVID-19 cases, total now 89. The Punch Newspaper. Retrieved on 28 March 2020.
  35. Oyero, Kayode (28 March 2020). [BREAKING COVID-19: Nigeria's cases hit 97]. The Punch Newspaper. Retrieved on 28 March 2020.
  36. Ojerinde, Dayo (29 March 2020). BREAKING: Nigeria reports 14 new cases, total at 111. The Punch Newspaper. Retrieved on 29 March 2020.
  37. Ojerinde, Dayo (30 March 2020). BREAKING: COVID-19 cases rise to 131 in Nigeria. The Punch Newspaper. Retrieved on 30 March 2020.
  38. Oyeleke, Sodiq (30 March 2020). UPDATED: Nigeria records second coronavirus death. The Punch Newspaper. Retrieved on 30 March 2020.
  39. COVID-19: NCDC to follow up over 6000 contacts to curb spread of virus. The Nation Newspaper (30 March 2020). Retrieved on 30 March 2020.
  40. Oyero, Kayode (1 April 2020). BREAKING: Nigeria records 12 new COVID-19 cases, total now 151. The Punch Newspaper. Retrieved on 1 April 2020.
  41. Oyeleke, Sodiq (1 April 2020). BREAKING: Nigeria records 23 new cases of COVID-19, total now 174. The Punch Newspaper. Retrieved on 1 April 2020.
  42. Oyeleke, Sodiq (2 April 2020). BREAKING: Nigeria records 10 new coronavirus cases in Lagos, Abuja. The Punch Newspaper. Retrieved on 2 April 2020.
  43. Ojerinde, Dayo (2 April 2020). Coronavirus: 11 patients recover, discharged in Lagos. The Punch Newspaper. Retrieved on 2 April 2020.
  44. BREAKING: Nigeria records six new cases of COVID-19. The Nation Newspaper (3 April 2020).
  45. NCDC apologises for error in COVID-19 results, says total now 209. The Punch Newspaper (4 April 2020).
  46. COVID-19: Nigeria gets additional labs, tests 4,000. The Nation Newspaper (3 April 2020).
  47. BREAKING: Nigeria records five new COVID-19 cases, 214 in total. The Nation Newspaper (4 April 2020).
  48. Oyeleke, Sodiq (5 April 2020). BREAKING: Nigeria records 10 new cases of coronavirus, total now 224. The Punch Newspaper. Retrieved on 5 April 2020.
  49. Oyeleke, Sodiq (5 April 2020). BREAKING: Nigeria records eight new COVID-19 cases, total now 232. The Punch Newspaper. Retrieved on 5 April 2020.
  50. Oyeleke, Sodiq (6 April 2020). UPDATED: Nigeria's coronavirus cases rise to 238. The Punch Newspaper. Retrieved on 6 April 2020.
  51. Oyeleke, Sodiq (7 April 2020). Nigeria records 16 new COVID-19 cases, total now 254. The Punch Newspaper. Retrieved on 8 April 2020.
  52. Royal, David (8 April 2020). JUST IN: Nigeria records 22 new cases of COVID-19, as total rises to 276. Vanguard Newspaper. Retrieved on 8 April 2020.
  53. Oyeleke, Sodiq (9 April 2020). BREAKING: Nigeria records 14 new COVID-19 cases, total now 288. The Punch Newspaper. Retrieved on 9 April 2020.
  54. Oyeleke, Sodiq (10 April 2020). UPDATED: Nigeria's coronavirus cases now 305. The Punch Newspaper. Retrieved on 10 April 2020.
  55. COVID-19: We have traced 8,932 people of interest – Task Force. The Nation Newspaper (10 April 2020). Retrieved on 10 April 2020.
  56. Oyeleke, Sodiq (11 April 2020). UPDATED: 10 dead as Nigeria's coronavirus cases rise to 318. The Punch Newspaper. Retrieved on 11 April 2020.
  57. Oyeleke, Sodiq (12 April 2020). BREAKING: Nigeria records five new coronavirus cases, total now 323. The Punch Newspaper. Retrieved on 12 April 2020.
  58. Oyeleke, Sodiq (13 April 2020). BREAKING: Nigeria records 20 new COVID-19 cases, total now 343. The Punch Newspaper. Retrieved on 13 April 2020.
  59. Ogundele, Bolaji (13 April 2020). Rate of COVID-19 spread has slowed down- FG. The Nation Newspaper. Retrieved on 13 April 2020.
  60. Oyeleke, Sodiq (14 April 2020). UPDATED: Nigeria's coronavirus cases now 362 after 19 test positive. The Punch Newspaper. Retrieved on 15 April 2020.
  61. Oyeleke, Sodiq (14 April 2020). UPDATED: Nigeria records 11 new coronavirus cases in Lagos, total now 373. The Punch Newspaper. Retrieved on 15 April 2020.
  62. After Visiting 118,000 Households, We Identified 119 Persons With COVID-19 Symptoms –Lagos Government. Sahara Reporters (14 April 2020). Retrieved on 15 April 2020.
  63. Oyeleke, Sodiq (15 April 2020). UPDATED: 12 dead as Nigeria's coronavirus cases rise to 407. The Punch Newspaper. Retrieved on 16 April 2020.
  64. Emorinken, Moses (15 April 2020). COVID-19: We now have testing capacity of 3,000 per day – NCDC. The Nation Newspaper. Retrieved on 16 April 2020.
  65. Oyeleke, Sodiq (16 April 2020). UPDATED: Nigeria records 35 new coronavirus cases, total now 442. The Punch Newspaper. Retrieved on 17 April 2020.
  66. Oyeleke, Sodiq (17 April 2020). BREAKING: 17 dead as Nigeria’s coronavirus cases jump to 493. The Punch Newspaper. Retrieved on 17 April 2020.
  67. Oyero, Kayode (18 April 2020). BREAKING: Nigeria records 19 deaths as coronavirus cases hit 542. The Punch Newspaper. Retrieved on 19 April 2020.
  68. NCDC apologises to Ekiti Government over mistake on coronavirus update. The Guardian Newspaper (19 April 2020). Retrieved on 19 April 2020.
  69. https://en.wikipedia.org/wiki/2020_coronavirus_pandemic_in_Nigeria#cite_note-70